OONI NKE IFE ALỤỌLA NWUNYE ỌHỤRỤ
Ooni nke Ife bụ Oba Adeyeye Enitan Ogunwusi ekwuola na ya alụọla nwunye ọhụrụ dịka alụmdị na nwunye ya na Olori Wuraola bịara n’isi njedebe.… Read More »OONI NKE IFE ALỤỌLA NWUNYE ỌHỤRỤ
News
Ooni nke Ife bụ Oba Adeyeye Enitan Ogunwusi ekwuola na ya alụọla nwunye ọhụrụ dịka alụmdị na nwunye ya na Olori Wuraola bịara n’isi njedebe.… Read More »OONI NKE IFE ALỤỌLA NWUNYE ỌHỤRỤ
Ejiji bụ ihe eji amata mba nakwa agbụrụ dị iche iche. A bịa n’ala Igbo, ndị ịgbo nwere ka ha si eji ejiji. Ụmụ nwoke… Read More »KA NDI IGBO SI EJI EJIJI
Òtù nzụzo bụ òtù jọgbụrụ onwe ya bụkwa nke ọtụtụ ndị n’abanye ọbụladị ụmụaka. Ọtutụ ihe n’ebute ha ji abanye òtù nzuzo. Ụmụaka n’abanye òtù… Read More »IHE MERE ỤMỤAKA JI ABANYE ÒTÙ NZỤZO
Lọọlọ 1, ekwuola ọtụtụ ihe gbasara ehie afọ. Ehie afọ bụ ọrịa n’enye ụmụ nwaanyị nsogbu n’ebe ọ dị ụkwuụ. Ehie afọ emela ọtụtụ ụmụ… Read More »KA ESI EGBOCHI EHIE AFỌ (FIBROID)
Onyeisi ndị ọkaikpe nke steeti Ekiti nọrọ n’ụbọchị taa duo Kayode Fayemi n’iyi ọrụ dịka aka na-achi steeti ahu. Nke a mere taa n’isi ọchịchị… Read More »EDUOLA KAYODE FAYEMI N’IYI ỌRỤ DIKA GỌVANỌ NA-ACHỊ EKITI STEETI
Onye minista na-ahụ maka nzịrịta ozi bụ Adebayo Shittu akpọpula APC ụlọikpe maka ekweghị ya sonye na ntuliaka ime ulọ nke òtù pati ahụ mere… Read More »SHITTU AKPỌPỤLA APC ỤLỌIKE
Onyeisi ndị uweojii n’ala anyị bụ Ibrahim Idris enyela iwu ka anwụchie ndị uweojii mmadụ anọ bụkwa ndị gbụrụ otu nwaada aha ya bụ Anita… Read More »IGP ENYELA IWU KA ANWỤCHIE NDI UWEOJII GBURU ANITA
Atiku Abubakar bụ onye ga-esi aha òtù pati PDP dọọ ọkwa onyeisiala ahọrọla Peter Obi maka ọkwa osote onyeisiala. Atiku mere nke a taa n’ụlọ… Read More »ATIKU AHỌRỌLA PETER OBI MAKA ỌKWA OSOTE ONYEISIALA
Onyeisiala n’oge gara aga bụ Olusegun Obasanjo nọrọ n’ụbọchị taa kwuo na ya agbagharala onye buburu osote ya bụ Atiku Abubakar. Obasanjo kwuru nke a… Read More »AGBAGHARALA M GI – OBASANJO GWARA ATIKU
Mmadụ ịrị na asatọ nọrọ n’ụbọchị Wenezdee nwụọ n’ihe mgberede mere na steeti Gombe. Ndị a nwụrụ anwụ bụ ndị n’azụ ahịa bụkwa ndị jị… Read More »IHE MGBEREDE OKPORO ỤZỌ EGBUOLA MMADỤ ịRị NA ASATỌ NA GOMBE