Skip to content

IHE MERE ỤMỤAKA JI ABANYE ÒTÙ NZỤZO

Òtù nzụzo bụ òtù jọgbụrụ onwe ya bụkwa nke ọtụtụ ndị n’abanye ọbụladị ụmụaka. Ọtutụ ihe n’ebute ha ji abanye òtù nzuzo.

Ụmụaka n’abanye òtù nzụzo maka ebumnuche dị iche iche. Ebumnuche ndị a bụ nke nne na nna ha na-amaghị.

Ọ na-abụ ihe ịtụnanya nyere ndị nne na nna mgbe ụfọdụ ma ha chọpụta na nwa ha maọbụ ụmụ ha nọ n’otu nzụzo.

Lee ihe onyonyo a ka ịmata ihe n’ebute ụmụaka ji abanye òtù nzuzo.