Ka Ị ga-esi gbaara nsogbu enyi na enyi, di na nwunye ọsọ

Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Ị ga-esi gbaara nsogbu na-adapụta n'etiti di na nwunye, enyi na enyi ọsọ.

Akụkọ banyere Mercy Eke, Don Jazzy, onye nkuzi Unilag na Phyno

Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si aga n'ebe Mercy BBNaija, Don Jazzy, Akpororo, Yul Edochie, Dr. Sid, na Phyno nọ....

Ụmụ Nwaanyị ịgbara ọnwụnwa ndị nkuzi nwoke ọsọ

Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka ụmụ akwụkwọ mahadum ndị nke nwaanyị ga-esi gbaara ọnwụnwa ndị nkuzi nke nwoke ọsọ. Kiriekwa ka...

Lagos Fashion fair 2019

Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka Lagos Fashion Fair nke afọ a si gaa.

RAG DAY na Mahadum

RAG DAY bụ ihe ụmụ akwụkwọ mahadum na-emekarị oge niile, ọkachasị ndị nke banyere mahadum ọhụrụ. Kedụ mgbe RAG DAY bidoro? Kedụ uru na...

Ejiji na obibi ndụ

E nwere ọtụtụ ejiji eji mara ndị mmadụ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe banyere ejiji na obibi ndụ ndị mmadụ.

Ndoro Ndoro Ochichi

Subscribe to our newsletter

To be updated with all the latest news, offers and special announcements.

Fillers

Akuko Uwa

Uzoma Asagwara enwetala mmeri dịka onye omeiwu na Canada

  Otu nwaada ala anyị bụ Uzoma Asagwara, bụkwa onye bụ onye mba Canada enwetala mmeri dịka onye omeiwu na mba Canada n'òtù ndọrọndọrọ ọchịchị...

Steeti Legọs ga-ebido nzacha na mkpocha ọzọ

  Ọchịchị steeti Legọs nọrọ n'ụbochị taa (Wednezde) gwa ndị mmadụ na iwu bụkwa nke ga akwado ibido nzacha na mkpocha a na-eme ọnwa niile...

Nnamdi Kanu, Murray-Bruce na Davido akatọla agha ebusoro ụmụ Naịjirịa

Maazi Nnamdi Kanu, Sịnatọ Ben Murray-Bruce na Davido akatọla agha ahụ ndị Sọut Afrịka busoro ndị ala anyị bi n'obodo ha. Maazi Nnamdi Kanu, onye...

Charly Boy etoola ndị IPOB maka ihe ha mere Ekweremadu

Charles Oputa, bụ onye ama nke ọma dịka Charly Boy etoola ndị òtù Indigenous People of Biafra (IPOB) bụkwa ndị wakporo ma kụọ Sịnatọ Ike...

Akuko Ala Anyi

Ndị gọvanọ sị ọwụwa anyanwụ amachiela iji ụkwụ achịbata ehi

Ndị gọvanọ si ọwụwa anyanwụ ala anyị (ala Igbo) amachiela ndị na-achị ehi iji ụkwụ ma site n'ime ọhịa achịbata ehi n'ala Igbo. Ndị gọvanọ...

Ihe karịrị mmadụ iri atọ anwụọla dịka tanka gbawara na Benue

  Njinji jiri n'ụbọchị Mọnde izu ụka a dịka ọtụtụ ndị mmadụ tufuru ndụ ha dịka ụgbọala na-ebu mmanụ dara ma gbawa n'Ahumber nke dị...

Ife ala nna anyị adịghị mkpa maka ịzọ ọkwa gọvanọ – Ụlọikpe

Otu ụlọikpe ụkwụ nọ n'Abụja ekwuola na ụmụ akwukwọ gucharala mahadum ndị na-esoghị fee ala nna anyị nwere ike ịzọ ọkwa gọvanọ. Ọkaikpe M. A....

CAN ekelela Onyeisiala na Mmeri o nwetara

Òtù jịkọrọ ndị ụka Kraist n'ala anyị bụ Christian Association of Nigeria (CAN) ekelela onyeisiala bụ Muhammadụ Buhari na mmeri o nwetara na ntuliaka...

Akuko Egwuregwu

Stephanie Frappart ga-egbu bọọlụ Chelsea na Liverpool

  Stephanie Frappart bụ nwaanyị mbụ ga-egburu UEFA bọọlụ ụmụ nwoke. Ọ bụ ya ga-egbu bọọlụ Super Cup bụkwa nke ga-adị n'etiti Chelsea na Liverpool...

Lee ka Iko mba Afrịka nke afọ 2019 sị gaa

Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka iko mba Afrịka nke afọ 2019 si gaa. Ọ bụ na Egypt ka agbara ya.  

Dịka Segegal na Algeria ga-akwarịta mgbọ

Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka ọ ga-esi gaa n'etiti Senegal na Algeria n'amamaka ikpeazụ nke iko mba Afrịka 2019.

Naịjirịa na Tunisia

Ala anyị bụ Naịjirịa na mba Tunisia ga-ezute n'abalị a ịjị mata ndị ga-agba ndị nke atọ n'iko mba Afrịka nke afọ a. Kirie...