Akuko Uwa
News
Enweghị nchekwa na-echu onyeisiala ụra – Lawan, Gbajabiamila
Onyeisi ụlọ ọmeiwu ala anyị bụ Ahmad Lawan na onye na-ekwuchitere ụlọ nnọchiteanya bụ Femi Gbajabiamila nọrọ n’ụbọchị mọnde kwuo na ihe banyere enweghị… Read More »Enweghị nchekwa na-echu onyeisiala ụra – Lawan, Gbajabiamila
Ndị mmadụ akwaala akwa arịrị n’ihi mmachị amachiri ọkada na keke na Legọs
N’abalị mbụ nke ọnwa Febụwarị ka ọchịchị steetị Legọs bidoro iwu bụkwa nke machiri ndị ọkada na keke n’ọtụtụ ebe na Legọs. Mmachi a dịka… Read More »Ndị mmadụ akwaala akwa arịrị n’ihi mmachị amachiri ọkada na keke na Legọs
E nweghị mgbe m kwuru na Ihedioha agaghị enweta mmeri na ‘Supreme Court’ – Fr. Mbaka
Otu onye ụkọchukwu ụka katọlik ama nke ọma n’ala anyị bụ Rev. Fr. Ejike Mbaka ekwuola na e nweghị mgbe ya bụrụ amụma na aka… Read More »E nweghị mgbe m kwuru na Ihedioha agaghị enweta mmeri na ‘Supreme Court’ – Fr. Mbaka
Uzoma Asagwara enwetala mmeri dịka onye omeiwu na Canada
Otu nwaada ala anyị bụ Uzoma Asagwara, bụkwa onye bụ onye mba Canada enwetala mmeri dịka onye omeiwu na mba Canada n’òtù ndọrọndọrọ ọchịchị… Read More »Uzoma Asagwara enwetala mmeri dịka onye omeiwu na Canada
Steeti Legọs ga-ebido nzacha na mkpocha ọzọ
Ọchịchị steeti Legọs nọrọ n’ụbochị taa (Wednezde) gwa ndị mmadụ na iwu bụkwa nke ga akwado ibido nzacha na mkpocha a na-eme ọnwa niile… Read More »Steeti Legọs ga-ebido nzacha na mkpocha ọzọ