Skip to content

SHITTU AKPỌPỤLA APC ỤLỌIKE

Onye minista na-ahụ maka nzịrịta ozi bụ Adebayo Shittu akpọpula APC ụlọikpe maka ekweghị ya sonye na ntuliaka ime ulọ nke òtù pati ahụ mere maka onye ga-eji aha pati ahụ dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Oyo n’afọ 2019.

Shittu bụ onye pati ahụ n’ekweghị ka o sonye na ntuliaka ahụ n’ihi na ofeghị ala nna anyị bụkwa nke dị oke mkpa.