Skip to content

KA NDI IGBO SI EJI EJIJI

Ejiji bụ ihe eji amata mba nakwa agbụrụ dị iche iche. A bịa n’ala Igbo, ndị ịgbo nwere ka ha si eji ejiji. Ụmụ nwoke nakwa ụmụ nwaanyị nwere ka ha si eji ejiji.
Mba ụwa dị iche iche nwere ka ha sị eji ejiji. Ejiji n’egosịputa ebe mmadụ sị. Ndị Igbo dịka ndị ma ejiji nakwa ndị hụrụ ejiji n’anya nwere ka ndị nwoke na ndị nwaanyị sị eji ejiji.
Lee ihe onyonyo a ka ịmụta ka ndị Igbo sị eji ejiji.
I added a video to a @YouTube playlist https://t.co/OSSUzTgNs1 ỤTỤTỤ ỌMA: CHINWE EBILI NA NDI ÒTÙ YA

— IsimbidoTv (@isimbidotv) October 18, 2018