EKWEREMADU NWERE IKE IHAPỤ PDP
Ike Ekweremadu bụ onye bu osote onyeisi ụlọ nnọchite anya nwere ike ihapụ òtù pati PDP banye n’APC na mkpụrụ ụbọchị ole n’ole n’abịanụ. Ka… Read More »EKWEREMADU NWERE IKE IHAPỤ PDP
Ike Ekweremadu bụ onye bu osote onyeisi ụlọ nnọchite anya nwere ike ihapụ òtù pati PDP banye n’APC na mkpụrụ ụbọchị ole n’ole n’abịanụ. Ka… Read More »EKWEREMADU NWERE IKE IHAPỤ PDP
Onyeisi ndị ọkaikpe nke steeti Ekiti nọrọ n’ụbọchị taa duo Kayode Fayemi n’iyi ọrụ dịka aka na-achi steeti ahu. Nke a mere taa n’isi ọchịchị… Read More »EDUOLA KAYODE FAYEMI N’IYI ỌRỤ DIKA GỌVANỌ NA-ACHỊ EKITI STEETI
Atiku Abubakar bụ onye ga-esi aha òtù pati PDP dọọ ọkwa onyeisiala ahọrọla Peter Obi maka ọkwa osote onyeisiala. Atiku mere nke a taa n’ụlọ… Read More »ATIKU AHỌRỌLA PETER OBI MAKA ỌKWA OSOTE ONYEISIALA
Onye buburu onyeisiala n’oge gara aga bụ Olusegun Obasanjo ga-akwado Atiku Abubakar bụ onye ji aha pati PDP azọ ọkwa onyeisiala na ntụliaka elu a… Read More »OBASANJO GA-AKWADO ATIKU MAKA ỌKWA ONYEISIALA
APC agwala gọvanọ na-achị steeti Ekiti bụ Ayodele Fayose na ihapu pati ya bụ PDP gbabata n’APC agaghị akwụsi ikpe a ga-ekpe ya. Ọ bụ… Read More »IBATA N’APC AGAGHị AZỌ GI – NABENA GWARA FAYOSE
Aka na-achị Ekiti steeti bụ Ayodele Fayose ekwuola na ya nwere ike Ịhapụ PDP. N’ozi ya n’ụbọchị Mọnde, Fayose kwuru na owuteghị ya na ya… Read More »FAYOSE NWERE IKE IHAPỤ PDP
Kamgbe òtù pati PDP họputara Atiku Abubakar dịka onye ga-eji aha pati ahụ dọọ ọkwa onyeisiala n’afọ 2019, ndị mmadụ ebidola n’eweputa posta ebe niile… Read More »KEDỤ IHE BỤ UCHE GI NA POSTA A?
Dịka ohere òtù na-ahụ maka ime ntuliaka elu n’ala anyị bụ ‘Independent National Electoral Commission’ (INEC) nyere pati dị iche iche ime ntụliaka onye ọgaara… Read More »AHA NDị GA-EJI ÒTÙ PATI Dị ICHE ICHE DỌỌ ỌKWA ONYEISIALA NA NTỤLIAKA ELU NKE AFỌ 2019
Onye ji aha òtù pati PDP dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Osun bụ Ademola Adeleke ekwuola na ya ga-enweta mmeri ya n’ụlọikpe na-ahụ maka ntuliaka.… Read More »A GA M ENWETA MMERI N’ỤLỌIKPE – ADELEKE
Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari bụkwa onye ka nọ na mba New York ezigarala ozi ekele ya nye APC nakwa onye gọvanọ ọhụrụ ahọpụtara bụ Isiaka… Read More »ONYEISIALA EZIGARALA APC NA OYETOLA OZI EKELE MAKA MMERI HA NWETARA NA NTULIAKA