Skip to content

KEDỤ IHE BỤ UCHE GI NA POSTA A?

Kamgbe òtù pati PDP họputara Atiku Abubakar dịka onye ga-eji aha pati ahụ dọọ ọkwa onyeisiala n’afọ 2019, ndị mmadụ ebidola n’eweputa posta ebe niile banyere onye ga-eso Atiku dọọ ọkwa dịka osote onyeisiala. Onye posta ya na Atiku nọ ebeniile ụgbụ a bụ Ngozi OKonjo Iweala.

Biko, kedụ ihe bụ uche gị banyere posta Atiku na Ngozi Okonjo Iweala?

Ọ dị gị ka Ngozi Okonjo Iweala bụ onye ga-eso Atiku dọọ ọkwa osote onyeisiala?

Gwa anyị ihe bụ uche gị.