Skip to content

AHA NDị GA-EJI ÒTÙ PATI Dị ICHE ICHE DỌỌ ỌKWA ONYEISIALA NA NTỤLIAKA ELU NKE AFỌ 2019

Dịka ohere òtù na-ahụ maka ime ntuliaka elu n’ala anyị bụ ‘Independent National Electoral Commission’ (INEC) nyere pati dị iche iche ime ntụliaka onye ọgaara nakwa ịzịbata aha ndị  ga-eji aha pati ha dọọ ọkwa na ntuliaka elu a ga-eme n’afọ ọzọ bịara na njedebe, nke a bụ aha ndị ga-eji aha pati dị iche iche dọọ ọkwa onyeisiala.

GUKWUO: OKOROCHA NA UCHE NWOSU EMERIELA NA NTULIAKA ONYE ỌGAARA NKE APC MERE

All Progressives Congress (APC) Muhammadu Buhari

People’s Democratic Party (PDP) Alhaji Atiku Abubakar

Alliance for Democracy (AD) Prince Eniola Ojajuni

Abundance Nigeria Renewal Party (ANRP) Tope Kolade Fasua

Kowa Party (KP) Dr Adesina Fagbenro-Byron

Social Democratic Party (SDP) Donald Duke

All Blending Party (ABP) Moses Shipi

National Rescue Movement (NRM) Alhaji Ibrahim Usman

African Action Congress (AAC) Omoyele Sowore

Alliance for New Nigeria (ANN) Fela Durotoye

Alliance for People’s Trust (APT) Gbenga Olawepo-Hashim

Allied Congress Party of Nigeria (ACPN) Obiageli Ezekwesili

Young Progressive Party (YPP) Kingsley Moghalu

National Interest Party (NIP) Mrs Eunice Atuejide

Sustainable National Party (SNP) Ahmed Buhari

Yes Electorates Solidarity (YES) Alistair Soyode

Independent Democrats (ID) Edozie Madu

People’s Party of Nigeria (PPN) Hamza Al-Mustapha

We the People of Nigeria (WTPN) Prof. Peter Nwangwu

Zenith Labour Party (ZLP) Olusegun Mimiko

 

Kedu onye ị chere ga-emeri n’ime ndị a niile? Gwa anyị uche gị.