Mkpa ide ‘Will’ bara na ndụ mmadụ
Edeghị ‘Will’ ebutela nsogbu n’ezinụlọ dị iche iche n’ala anyị taa. Mmmadụ ide ‘Will’ tupu ya alaa mụọ nwere ọtụtụ uru ọ bara. Kirie ihe… Read More »Mkpa ide ‘Will’ bara na ndụ mmadụ
Edeghị ‘Will’ ebutela nsogbu n’ezinụlọ dị iche iche n’ala anyị taa. Mmmadụ ide ‘Will’ tupu ya alaa mụọ nwere ọtụtụ uru ọ bara. Kirie ihe… Read More »Mkpa ide ‘Will’ bara na ndụ mmadụ
Ọtụtụ ndị mmadụ na-akpọ oku ka emechie ma kposa ihe banyere NYSC n’ala anyị. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata uru na ọghọm dị na… Read More »Ọ dị mma ka emechie NYSC kaọbụ ka akwado ya?
A bịa n’ụfọdụ mahadum ndị dị n’ala anyị taa, ụmụ akwụkwọ na-esonye na ndọrọndọrọ ọchịchị na mahadum iji họpụta ụmụ akwụkwọ ibe ha ga-achị ha.… Read More »Uru na Ọghọm dị n’ụmụ akwụkwọ isonye na Ndọrọndọrọ Ọchịchị na Mahadum
Njinji jiri n’ụbọchị Mọnde izu ụka a dịka ọtụtụ ndị mmadụ tufuru ndụ ha dịka ụgbọala na-ebu mmanụ dara ma gbawa n’Ahumber nke dị… Read More »Ihe karịrị mmadụ iri atọ anwụọla dịka tanka gbawara na Benue
Ọtụtụ ụmụaka atufuola ndu ha n’otu ụlọelu dara na Itafaji, Lagos Island nke nọ na Legọs. Ụlọelu a bụ nke dara n’ụtụtụ taa. Ụlọelu a… Read More »ỌTỤTỤ ỤMỤ AKWỤKWỌ ATUFUOLA NDU HA N’ỤLỌELU DARA NA LEGỌS
Otu onye ndú Igbo ama ama bụ Ichie Dozie Ikedife anwụọla. Ọ nwụrụ na mgbede Tụzdee ka ọ gbara afọ ịrị asatọ na asatọ. Ichie… Read More »ICHIE DOZIE IKEDIFE ANWỤỌLA
Chuks Abaja bụ otu onye soja ala anyị gbanarịrị agha ahụ ndị òtù Boko Haram busoro ha bụkwa nke bụtere ọnwụ ọtụtụ ndị soja n’okpuru… Read More »ỌTỤTỤ OZU KA NỌ N’IME ỌHIA – CHUKS ABAGA
Ihe rụrụ mmadụ ise nọrọ n’ụbọchị taa tufuo ndụ ha n’ụgbọelu nke kpọkara na mba Zimbabwe. Ihe mgberede a mere n’ụgwụ Majereje bụkwa nke dị… Read More »IHE RỤRỤ MMADỤ ISE ANWỤỌLA N’ỤGBỌELU KPỌKARA NA ZIMBABWE
Ndị uweojii no na steeti Anambra anwụchiela nwoke ahụ gbụrụ Chigozie Emmanuel Aghaji bụ onye na-erere ya mmanụ ụgbọala na Okpuno Nnewichi, Nnewi. Ọ bụ… Read More »NDI UWEOJII ANWỤCHIELA NWOKE AHỤ GBỤRỤ CHIGOZIE
Ogun steeti ekwuola n’akụkọ ahụ n’aga ebe niile ụgbụ a na Ernest Shonekan anwụọla bụ asị. Ha kwuru na Shonekan ka dị ndụ, na ahụ… Read More »SHONEKAN KA DI NDỤ, AHỤ SIKWARA YA IKE – OGUN STEETI