Skip to content

SHONEKAN KA DI NDỤ, AHỤ SIKWARA YA IKE – OGUN STEETI

Ogun steeti ekwuola n’akụkọ ahụ n’aga ebe niile ụgbụ a na Ernest Shonekan anwụọla bụ asị. Ha kwuru na Shonekan ka dị ndụ, na ahụ gbasịkwara ya ike.

Akụkọ maka ọnwụ nwa amadị a pụtara ebe niile n’oge abalị ụbọchị Tụzdee n’ịsị ọchịchị steeti ahụ dị n’Abeokuta.

GUKWUO: ỤMỤ NWANYị, NDị NTORỌBịA EMELA NGAGHARị IWE NA STEETI IMO GBASARA OSHIOMHOLE

Kama, odeakwụkwọ steeti ahụ bụ Taiwo Adeoluwa kwuru na nke a bụ asị mgbe ọ kpọrọ ndị ntọ akụkọ n’ekwe nti.

O kwuru na Shonekan ka dị ndụ.