Skip to content

IHE RỤRỤ MMADỤ ISE ANWỤỌLA N’ỤGBỌELU KPỌKARA NA ZIMBABWE

Ihe rụrụ mmadụ ise nọrọ n’ụbọchị taa tufuo ndụ ha n’ụgbọelu nke kpọkara na mba Zimbabwe. Ihe mgberede a mere n’ụgwụ Majereje bụkwa nke dị na Zimbabwe.

Ozi kwụrụ na ihe kpatara ihe mgberede a bụ n’ihi urụkpụ ọjọọ.

Otu akwụkwọ akụkọ nọ na mba ahụ bụ ‘The Herald’ kwụrụ na mmadụ ịsịị nọ n’ụgbọelu ahụ nwụrụ.

Ozu ndị agụpụtara ebe ụgbọelu a kpọkara bụ ozu ndị nọ n’ibe n’ibe bụkwa nke mere ka ahapụ ịmata ndị ha bụ.