Skip to content

ỌTỤTỤ ỤMỤ AKWỤKWỌ ATUFUOLA NDU HA N’ỤLỌELU DARA NA LEGỌS

Ọtụtụ ụmụaka atufuola ndu ha n’otu ụlọelu dara na Itafaji, Lagos Island nke nọ na Legọs. Ụlọelu a bụ nke dara n’ụtụtụ taa.

Ụlọelu a bụ nke nwere ụlọ atọ n’elu ya. Ndị ọ dị n’aka na-agba mbọ ụgbụ a ị hụ na-azọputara ndị aja kugidere. N’ụlọelu ahu bụ ụlọ akwụkwọ bụkwa nke nwere ụmụ akwụkwọ ruru otu narị na ịrị ise n’ọnụọgụgụ.

Ndị na-ahụ maka gbatagbata na steeti Legọs nọ ebe ahụ i nyere ndị nke a metutara aka ma guputa ndị aja kigidere.

Ụfọdụ ndị nwetara ihe mmeru ahụ ka e bugarala ụlọgwụ.

Onye na-ekwuchitere ndị uweojii ọnụ na steeti Legọs bụ DSP Bala Elkana kwuru na ha anatala ozi banyere ya, ma kwuo na ha amatabeghi mmadụ ole nwụrụ na njinji ahụ.

O kwuru na ndị uweojii na-ahụ maka gbatagbata ka ezigarala ka ha nyere ndị meruru ahu aka ma zọputakwa ndị aja ka kigidere.

 

TRANSLATION

Many pupils have been feared dead as a three-storey building collapsed at Itafaji area of Lagos Island on Wednesday.

Efforts are in progress to rescue trapped victims.

The building housed a school and that many of those affected were pupils.

Officials of the Lagos State Emergency Management Agency, LASEMA, officers of the Rapid Respond Squad, RRS, and other rescue agencies are on ground to rescue trapped victims.

Police Public Relations Officer, PPRO, Lagos State, DSP Bala Elkana, when contacted confirmed the collapse of the building, but said the casualty figure could not be ascertained yet.

He said rescue operation was on ongoing and that the rescue department in the police had been dispatched to help in the rescue of victims.

 

Source: PM News