WAEC ENYELA BUHARI ASAMBODO YA
Òtù na-ahụ maka nhazi ụle sekọndịrị na mba ọwụwa anyanwụ Afrịka bụ ‘West African Examination Council’ (WAEC) enyela onyeisiala bụ Muhammadụ Buhari akwụkwọ asambodo ya.… Read More »WAEC ENYELA BUHARI ASAMBODO YA
Òtù na-ahụ maka nhazi ụle sekọndịrị na mba ọwụwa anyanwụ Afrịka bụ ‘West African Examination Council’ (WAEC) enyela onyeisiala bụ Muhammadụ Buhari akwụkwọ asambodo ya.… Read More »WAEC ENYELA BUHARI ASAMBODO YA
Ahmed Gulak bụ onyeisioche òtù pati APC hụrụ maka ntuliaka ime ụlọ nke e mere na steeti Imo bụkwa nke weputara Hope Uzodimma dịka onye… Read More »A JỤRỤ M $2m IME NRỤRỤ AKA NA NTULIAKA IMEỤLỌ NKE APC MERE NA STEETI IMO – AHMED GULAK
Aka na-achị steeti Rivers bụ Nyesom Wike ekwuola na aka ya adịghị na nhọpụta a họpụtara Peter Obi dịka onye ga-eji aha pati PDP zọọ… Read More »E NWEGHI MGBE Ọ BỤLA M HỌPỤTARA PETER OBI – WIKE
Aka na-achị steeti Imo bụ Rochas Okorocha na ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu nakwa ndị nkwado ha na-eme ngagharị iwe ka ọ dị ụgbụ… Read More »ROCHAS NA UCHE NWOSU NA-EME NGAGHARI IWE GBASARA APC
Òtù ndị Yoruba akpọrọ Afenifere nọrọ n’ụbọchị Tụzdee machie onye jịrị aha pati ‘Social Democratic Party” (SDP) dọo ọkwa gọvanọ na steeti Osun bụ Iyiola… Read More »AFENIFERE AKWỤSILA OMISORE N’ÒTÙ HA MAKA INYE APC NKWADO
Aka na-achị Steeti Imo bụ Rochas Okorocha nọrọ n’ubọchị Mọnde wesara onye chịbụrụ steeti ahụ n’oge gara aga bụ Achike Udenwa na Archbishop nke Owerri… Read More »OKOROCHA EWESARALA UDENWA NA ARCHBISHOP IWE MAKA INYE UZODIMMA NKWADO
Ndị òtù pati ‘Peoples Democratic Party’ (PDP) na steeti Legọs na-akpọ Akinwunmi Ambode na ndị òtù pati APC ndị ọzọ ka ha bata na pati… Read More »PDP NA-ACHỌ KA AMBODE NA NDị ÒTÙ APC NDị ỌZỌ BATA NA PATI HA
Onye minista na-ahụ maka ọkụ, ọrụ na ụlọ obibi bụ Babatunde Raji Fashola agwala ndị Yoruba ka ha tunyere Buhari vootu na ntuliaka elu a… Read More »FASHOLA AGWALA NDị YORUBA KA HA TUNYERE BUHARI VOOTU IJI MEE KA NDị YORUBA LỌGHACHị N’ỌCHịCHị N’AFỌ 2023
Onyeisiala bụ Mouhammadu Buhari agwala òtù na-ahụ maka ime ntuliaka n’ala anyị bụ ‘Independent Electoral Commission’ (INEC) na asambodo ndị o jịrị gaa akwụkwọ ka… Read More »NDị AGHA ALA ANYị KA JI ASAMBODO M, BUHARI GWARA INEC
Osote onyeisi nke ụlọ nzụkọ omeiwu ala anyị bụ Ike Ekweremadu ekwela ndị nkwado ya nkwa na ya ka nọ na PDP. O kwụkwara na… Read More »ENWEGHI EBE Ọ BỤLA M N’EJE – EKWEREMADU