Skip to content

ROCHAS NA UCHE NWOSU NA-EME NGAGHARI IWE GBASARA APC

Aka na-achị steeti Imo bụ Rochas Okorocha na ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu nakwa ndị nkwado ha na-eme ngagharị iwe ka ọ dị ụgbụ a gbasara APC na ka Onyeisioche pati ahụ bụ Adams Oshiomhole sị achị ha.

GUKWUO: AFENIFERE AKWỤSILA OMISORE N’ÒTÙ HA MAKA INYE APC NKWADO

Okorocha na-ewe iwe ka APC si nụpụ isi n’iwere ndị ya chọrọ maka ntuliaka elu a ga-eme n’afọ 2019.

Okorocha na-akwado ihapụ òtù pati APC.