Skip to content

WAEC ENYELA BUHARI ASAMBODO YA

Òtù na-ahụ maka nhazi ụle sekọndịrị na mba ọwụwa anyanwụ Afrịka bụ ‘West African Examination Council’ (WAEC) enyela onyeisiala bụ Muhammadụ Buhari akwụkwọ asambodo ya.

Ọ bụ onye na-enyere ya aka na n’ihe gbara ozi na-akụkọ bụ Femi Adesina kwụrụ nke a site n’igwe nzịrịta ozi ọlọrọ ọhụrụ bụ twitter.

 

WAEC presents attestation certificate and confirmation of school cert result to President Buhari. What will the naysayers say next?

— Femi Adesina (@FemAdesina) November 2, 2018