LINDA IKEJI AMỤỌLA NWA NWOKE N’ATLANTA
Nwaada Linda Ikeji nọọrọ n’ụbọchị Mọnde mụọ nwa nwoke n’Atalanta nke dị na mba America. Nwa ya nwoke ahụ ka ọ kpọrọ ‘baby J’. Linda… Read More »LINDA IKEJI AMỤỌLA NWA NWOKE N’ATLANTA
News
Nwaada Linda Ikeji nọọrọ n’ụbọchị Mọnde mụọ nwa nwoke n’Atalanta nke dị na mba America. Nwa ya nwoke ahụ ka ọ kpọrọ ‘baby J’. Linda… Read More »LINDA IKEJI AMỤỌLA NWA NWOKE N’ATLANTA
Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari ekweghachila ndị ọrụ nkwa njikere ya itinyekwụ ego n’ụgwọ ọnwa ndị ọru. Ọ bụ onye enyemaka onyeisiala n’ihe gbasara ihe na-eme… Read More »ONYEISIALA EKWEGHACHILA NDI ỌRỤ NKWA N’IHE GBASARA ỤGWỌ ỌNWA ỌHỤRỤ
PDP EWEPỤTALA OZI MAKA MGBE HA GA-EME NTULIAKA ONYE ỌGAARA Otu pati PDP ekwola na ha ga-eme ntuliaka onye ọ gaara maka ndị ga-azo ọkwa… Read More »PDP EWEPỤTALA OZI MAKA MGBE HA GA-EME NTULIAKA ONYE ỌGAARA
Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari arịọla ndị otu pati APC ka ha diri njikere ma kwadokwa nke ọma iji mee ka otu pati APC merie na… Read More »E KWELA KA PDP PUGHACHI NAIJIRIA AZỤ ỌZỌ – BUHARI GWARA NDI OTU PATI APC
Gọvanọ na-achị Ekiti Steeti bụ Ayodele Fayose ekwuola na ya ga-aza ndị EFCC oku ma ọnwa ịrị gbaa abalị ịrị na ịsịị, bụkwa mgbe oge… Read More »FAYOSE EKWUOLA NA YA GA-AZA NDỊ EFCC OKU N’ỌNWA IRI N’AFỌ A
Onye minista na-ahu maka ihe na-eme n’obodo ndị ọzọ bụ Goeffrey Onyeama, ekwuola na onyeisiala bụ Mohammadu Buhari ga-ebido njem na mba New York maka… Read More »BUHARI GA-EME NJEM NA NEW YORK MAKA NZỤKỌ OTU MBA ỤWA
Otu onye otu nzuzo bụ Dindira Yusuf, ka ndị otu nzuzo ọzọ nọrọ n’ụbọchị Tuzdee kpọọla ala mụọ n’ike na steeti Bauchi. Ha jịrị mma… Read More »NDỊ OTU NZUZO EWETALA ỌGBAGHARA N’OLILI OZU ONYE OTU HA NA STEETI BAUCHI
Ọkụ nke sitere na mgbawa Ịkụku gas nọrọ na Monday na Monaco Gas Station dị na Lafia, Nasarawa State, gbuo ihe karịrị mmadụ ịrị ma… Read More »Mgbawa Ịkụkụ gas egbuola ihe karịrị mmadụ ịri na steeti Nasarawa
Ndị isi Etiopia na ndị Eritrea weghachiri ụlọ nnọchiteanya Etiopia na isi obodo Eritrean Asmara na Tọzdee. Mgbasa ozi Ethopia na EU kwukwara ya. Fana… Read More »ETHOPIA NA-EMEPE IHE NNOCHIANYA NA ERITREA
Ulo agha agha South Sudan na Thursday nyere iwu ka gọọmenti kwụọ ụgwọ ngụkọta nke dollar 20,000, na – emebi ndị ọrụ enyemaka enyemaka mba… Read More »NDI NA-ENYE NDI ORU AKA NA S/SUDAN IJI iWETA UGWO $ 20,000