Skip to content

PDP EWEPỤTALA OZI MAKA MGBE HA GA-EME NTULIAKA ONYE ỌGAARA

 PDP EWEPỤTALA OZI MAKA MGBE HA GA-EME NTULIAKA ONYE ỌGAARA

Otu pati PDP ekwola na ha ga-eme ntuliaka onye ọ gaara maka ndị ga-azo ọkwa onyeisiala n’abalị ise nke ọnwa ọzọ. ha kwukwara na ha ga-eme nke ndọ ga-azọ ọkwa gọvanọ n’abalị ịrị abụọ na ịsịị nke ọnwa a anyị nọ n’ime ya.

Gukwuo: NDỊ OTU NZUZO EWETALA ỌGBAGHARA N’OLILI OZU ONYE OTU HA NA STEETI BAUCHIreplica watches swiss

PDP kwupụtara nke a n’ụbọchị  Tuzdee site n’igwe nzisa ozi ọlọrọ ọhụrụ ha bụ Twitter: