Skip to content

LINDA IKEJI AMỤỌLA NWA NWOKE N’ATLANTA

Nwaada Linda Ikeji nọọrọ n’ụbọchị Mọnde mụọ nwa nwoke n’Atalanta nke dị na mba America. Nwa ya nwoke ahụ ka ọ kpọrọ ‘baby J’.

Linda kwuru n’obi dị ya ụtọ na ya bụzị nne.

O kwuru nke a site n’igwe nzịrịta ozi ọlọrọ ọhụrụ bụ Instagram.