ONYEISIALA MBA VIETNAM BỤ TRAN DAI QUANG ANWỤỌLA
Onyeisiala mba Vietnam bụ Tran Dai Quang anwụọla nwụrụ n’ụbọchị Fridee ka ọ gbara ịrị afọ ịsiị na otu. Ndị ntọ akụkọ obodo ahụ kwụrụ… Read More »ONYEISIALA MBA VIETNAM BỤ TRAN DAI QUANG ANWỤỌLA
News
Onyeisiala mba Vietnam bụ Tran Dai Quang anwụọla nwụrụ n’ụbọchị Fridee ka ọ gbara ịrị afọ ịsiị na otu. Ndị ntọ akụkọ obodo ahụ kwụrụ… Read More »ONYEISIALA MBA VIETNAM BỤ TRAN DAI QUANG ANWỤỌLA
Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari agwala onyeisi ndị uweojii n’ala anyị bụ Ibrahim Idris, ka ọhapu Sen. Ademola Adeleke tutu ruo mgbe e mechara ntuliaka elu… Read More »HAPỤ ADELEKE TUTU RUO MGBE EMECHARA NTỤLIAKA ELU N’OSUN – BUHARI GWARA IGP
Ndị uweojii anwụchiela otu okenye na-agwo ọgwụ na steeti Katsina aha ya bụ Hassaini Musa maka ịgbụ nakwa ịghụrụ otu onye uweojii anya. Hassaini gbara… Read More »ANWỤCHIELA OTU NWOKE MAKA IGBỤ NAKWA IGHỤRỤ ONYE UWEOJII ANYA NA KATSINA STEETI
Otu na-ahụ maka ndi ọrụ n’ala anyị bụ ‘Nigerian Labour Congress” (NLC) ma abalị ịrị na anọ ha nyere ọchịchị etiti gbasara ụgwọ ọnwa ọhụrụ… Read More »UGWỌ ỌNWA ỌHỤRỤ: NDI ỌRỤ GA-EBIDO ABUBỌNU NA SEPTEMBER 26
Nwaada ala anyị ama ama n’ihe gbasara ide akwụkwọ n’ụwa nịịle bụ Chimamanda Adichie ka akwanyere ụgwu site n’ihe nrite nke Everett M. Rogers nke… Read More »CHIMAMANDA ADICHIE ENWETALA IHE NRITE NKE EVERETT M. ROGERS NKE AFỌ 2019
Ịṅụ mmịrị bara ọtụtụ uru na ndụ mmadụ. Uru ndịa gunyere ndị: Mmịrị na-enye ike Ọ na-asacha ahụ mmadụ Mmịrị na-eme ka mmadụ gbaara ịbu… Read More »URU IṄỤ MMỊRỊ BARA NA NDỤ MMADỤ
Mahadum ‘Lagos State University’ Ojo (LASU), ekwuola na ya ga-achụ ndị nkụzi dị ịsịị n’ọrụ gbasara mmekọrịta nwoke na nwaanyị, ohi nakwa ihe ndi ọzọ.… Read More »LASU GA-ACHỤ NDỊ NKỤZI MMADỤ ISII N’ỌRỤ
Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari ekwuola na ya ga-enyere ndị nịịle ide mmịrị metụtara n’ala anyị bụ Naịjịrịa aka. Buhari rịọrọ ndị otu gọmenti dị iche… Read More »ỌCHỊCHỊ ETITI EKWELA NKWA INYERE NDỊ IDE MMIRI NA-ENYE NSOGBỤ AKA
Ka ọ gachara mkpụrụ ụbọchị abụọ nwaada Linda Ikeji murụ nwa nwoke na mba Amerika, ọ gwala ọhaneze na onye bụ nna nwa ya ahụ… Read More »SHOLAYE JEREMI BỤ NNA NWA AHỤ LINDA IKEJI MỤRỤ
Ndị otu ‘Civil Society Organisation’ (CSO) agwala ndị steeti Osun ka ha hapụ ire votu ha na ntụliaka maka ọkwa gọvanọ nke a ga-eme na… Read More »EREKWALA VOTU GI – CSOs GWARA NDI STEETI OSUN