Skip to content

ONYEISIALA MBA VIETNAM BỤ TRAN DAI QUANG ANWỤỌLA

Onyeisiala mba Vietnam bụ Tran Dai Quang anwụọla nwụrụ n’ụbọchị Fridee ka ọ gbara ịrị afọ ịsiị na otu.

Ndị ntọ akụkọ obodo ahụ kwụrụ na Quang nwụrụ ka ọ rịara ọrịa ọtụtụ oge.

GUKWUO: ỌCHỊCHỊ ETITI EKWELA NKWA INYERE NDỊ IDE MMIRI NA-ENYE NSOGBỤ AKA

Quang bidoro ịchị mba ahụ n’ọnwa anọ nke afọ 2016. Ọ bụkwa onye ndu ama ama dịka onye na-anaghị ekwe ekwe.

N’abalị abụọ gara aga ka ndị mmadụ hụrụ ya anya ịkpeazụ na Hanoi bụ ebe ya na ndị ndọrọndọrọ ọchịchị si mba China nọ nwee nzụkọ.