Skip to content

SHOLAYE JEREMI BỤ NNA NWA AHỤ LINDA IKEJI MỤRỤ

Ka ọ gachara mkpụrụ ụbọchị abụọ nwaada Linda Ikeji murụ nwa nwoke na mba Amerika, ọ gwala ọhaneze na onye bụ nna nwa ya ahụ bụ Sholaye Jeremi.

Jeremi bụ ọgalanya ama ama na steeti Delta.

GUKWUO: E NWEGHỊ MGBE M KPỌRỌ TINUBU N’EKWE NTI GBASARA AMBODE – ADEBOYE

Anyị ga-echeta  na kamgbe Linda Ikeji di ime nwa ya nwoke, e nweghị mgbe ọ gwaberela ndị mmadụ onye bụ nna nwa ya. Ọ bụ eziokwu na mgbe Linda dị ime, ndị mmadụ rụtụrụ Jeremi aka na ọ bụ ya bụ nna nwa ahụ Linda dị ime ya.