APC NA AGBA NKE ỌZỌ HA
Òtù pati APC n’ala anyị ebidola ikwe ndị ala nkwa dịka ntuliaka nke afọ 2019 na-abịa nso. Ụgbụ a, ha na-ekwu okwu maka agba nke… Read More »APC NA AGBA NKE ỌZỌ HA
Òtù pati APC n’ala anyị ebidola ikwe ndị ala nkwa dịka ntuliaka nke afọ 2019 na-abịa nso. Ụgbụ a, ha na-ekwu okwu maka agba nke… Read More »APC NA AGBA NKE ỌZỌ HA
Onye ga-eji aha pati PDP dọọ ọkwa onyeisiala na ntuliaka elu a ga-eme n’afọ 2019 bụ Atiku Abubakar ekwuola na ihe sịrị ya ike mgbe… Read More »E BIDORO M DIKA NWA ENWEGHI NNE NA-ERE NKỤ N’ADAMAWA – ATIKU
APC nọ na nnụkwụ ọgbaghara ka ọ dị ụgbụ a. Ọtụtụ ndị otu ya na-eweasara onyeisioche pati ahụ bụ Adams Oshiomhole iwe. Ụfọdụ n’ime ha… Read More »#IheN’emeN’Obodo: NSOGBU NỌ N’APC NA NTULIAKA 2019
Nsogbu na-aga n’ime APC ụgbụ a na-echere ya aka mgba dị egwu, ọ bụladị ka ntuliaka elu nke afọ 2019 na-abịa nso. Ọtụtụ ndị nọ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: APC NA NSOGBU CHEERE YA AKA MGBA
APC ka ọ dị ụgbụ a nwere ọtụtụ nsogbu na-aga n’ime ya. Ọtụtụ ndị nọ n’APC ebiliela megide onyeisioche ha bụ Adams Oshiomhole. Gịnị bụtere… Read More »#IheN’emeN’Obodo: NSOGBU NỌ N’IME APC
Onye misita na-ahụ maka mgbasa ozi bụ Lai Mohammed ekwuola n’ọchịchị etiti na-emefụ nde naịra atọ na ụma iji nye onye ndụ́ otu okpụkperechị ‘Islamic… Read More »ỌCHịCHị ETITI NA-EMEFỤ N3.5 MILLION N’ỌNWA NIILE IJI NYE EL-ZAKZAKY NRI – LAI MOHAMMED
Òtù ‘United States Institute of Peace’ (USIP) agọrọla ọnụ ha ma kwuo na-enweghị mgbe ọ bụla ha kwụrụ na Buhari ga-enweta mmeri na ntuliaka elu… Read More »E NWEGHI MGBE ANYỊ KWỤRỤ NA BUHARI GA-ENWETA MMERI N’AFỌ 2019 – USIP
Òtù na-ahụ maka nhazi ụle sekọndịrị na mba ọwụwa anyanwụ Afrịka bụ ‘West African Examination Council’ (WAEC) enyela onyeisiala bụ Muhammadụ Buhari akwụkwọ asambodo ya.… Read More »WAEC ENYELA BUHARI ASAMBODO YA
Aka na-achị steeti Imo bụ Rochas Okorocha na ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu nakwa ndị nkwado ha na-eme ngagharị iwe ka ọ dị ụgbụ… Read More »ROCHAS NA UCHE NWOSU NA-EME NGAGHARI IWE GBASARA APC
Òtù ndị Yoruba akpọrọ Afenifere nọrọ n’ụbọchị Tụzdee machie onye jịrị aha pati ‘Social Democratic Party” (SDP) dọo ọkwa gọvanọ na steeti Osun bụ Iyiola… Read More »AFENIFERE AKWỤSILA OMISORE N’ÒTÙ HA MAKA INYE APC NKWADO