Skip to content

APC NA AGBA NKE ỌZỌ HA

Òtù pati APC n’ala anyị ebidola ikwe ndị ala nkwa dịka ntuliaka nke afọ 2019 na-abịa nso. Ụgbụ a, ha na-ekwu okwu maka agba nke ọzọ ha. Ajụjụ wee bụrụ kedụ ihe jikọrọ agba nke ụgbụ a na-agba nke ọzọ?

Agba ndị pati APC na-ekwu maka ya bụ maka agba ihe ọhụrụ ọzọ ndị ha chọrọ imere ndị ala anyị.

Mana ọtụtụ ndị ala anyị ekwenyeghị na-agba nke ọzọ a APC na-ekwu maka ya. Ụfọdụ na-elwu na APC emebeghị ihe ọ bụla ịjị nweta nkwado ndị ala anyị maka agba nke ọzo,

Maka ajụjụ ndị a niile nakwa ihe ndị ọzọ gbasara agba nke ọzọ a,  lee ihe onyonyo a ka ịmata agba nke ọzọ a APC na-ekwu maka ya.

#ỤtụtụỌmaNụ: APC NA AGBA NKE ỌZỌ HA: https://t.co/dZsP2KDfMM via @YouTube

— IsimbidoTv (@isimbidotv) November 26, 2018