#IheN’emeN’Obodo: APC NA NSOGBU CHEERE YA AKA MGBA
Nsogbu na-aga n’ime APC ụgbụ a na-echere ya aka mgba dị egwu, ọ bụladị ka ntuliaka elu nke afọ 2019 na-abịa nso. Ọtụtụ ndị nọ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: APC NA NSOGBU CHEERE YA AKA MGBA
Nsogbu na-aga n’ime APC ụgbụ a na-echere ya aka mgba dị egwu, ọ bụladị ka ntuliaka elu nke afọ 2019 na-abịa nso. Ọtụtụ ndị nọ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: APC NA NSOGBU CHEERE YA AKA MGBA
APC ka ọ dị ụgbụ a nwere ọtụtụ nsogbu na-aga n’ime ya. Ọtụtụ ndị nọ n’APC ebiliela megide onyeisioche ha bụ Adams Oshiomhole. Gịnị bụtere… Read More »#IheN’emeN’Obodo: NSOGBU NỌ N’IME APC
Aka na-achi steeti Benue bụ Samuel Ortom ekwuola na kamgbe ya hapụrụ APC banye na PDP, na ya na-akwụzi ndị ọrụ ụgwọ ọnwa. Dịka Ortom… Read More »KAMGBE M HAPỤRỤ APC, A NA M AKWỤZI NDI ỌRỤ ỤGWỌ ỌNWA – ORTOM
Òtù ‘United States Institute of Peace’ (USIP) agọrọla ọnụ ha ma kwuo na-enweghị mgbe ọ bụla ha kwụrụ na Buhari ga-enweta mmeri na ntuliaka elu… Read More »E NWEGHI MGBE ANYỊ KWỤRỤ NA BUHARI GA-ENWETA MMERI N’AFỌ 2019 – USIP
Òtù pati PDP emepela ihe onyonyo TV ọhụrụ aha ya bụ ‘Legacy TV’ maka ntuliaka onyeisiala a ga-eme na afọ 2019. Ọ bụ onyeisioche pati… Read More »PDP EMEPELA IHE ONYONYO TV MAKA NTULIAKA ELU NKE AFỌ 2019
Òtù na-ahụ maka nhazi ụle sekọndịrị na mba ọwụwa anyanwụ Afrịka bụ ‘West African Examination Council’ (WAEC) enyela onyeisiala bụ Muhammadụ Buhari akwụkwọ asambodo ya.… Read More »WAEC ENYELA BUHARI ASAMBODO YA
Ahmed Gulak bụ onyeisioche òtù pati APC hụrụ maka ntuliaka ime ụlọ nke e mere na steeti Imo bụkwa nke weputara Hope Uzodimma dịka onye… Read More »A JỤRỤ M $2m IME NRỤRỤ AKA NA NTULIAKA IMEỤLỌ NKE APC MERE NA STEETI IMO – AHMED GULAK
Aka na-achị steeti Rivers bụ Nyesom Wike ekwuola na aka ya adịghị na nhọpụta a họpụtara Peter Obi dịka onye ga-eji aha pati PDP zọọ… Read More »E NWEGHI MGBE Ọ BỤLA M HỌPỤTARA PETER OBI – WIKE
Aka na-achị steeti Imo bụ Rochas Okorocha na ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu nakwa ndị nkwado ha na-eme ngagharị iwe ka ọ dị ụgbụ… Read More »ROCHAS NA UCHE NWOSU NA-EME NGAGHARI IWE GBASARA APC
Òtù ndị Yoruba akpọrọ Afenifere nọrọ n’ụbọchị Tụzdee machie onye jịrị aha pati ‘Social Democratic Party” (SDP) dọo ọkwa gọvanọ na steeti Osun bụ Iyiola… Read More »AFENIFERE AKWỤSILA OMISORE N’ÒTÙ HA MAKA INYE APC NKWADO