NWUNYE RAS KIMONO, EFE ANWỤỌLA
Nwunye Ras Kimono bụ Efe Okedi anwụọla. Ọ nwụrụ n’ụbọchi Sọnde izụụka a. GUKWUO: NDI ỤLỌ NZỤKỌ OMEIWU ETITI EYIGHARIALA MMEPE HA RUO OCTOBER 9 Akụkọ… Read More »NWUNYE RAS KIMONO, EFE ANWỤỌLA
News
Nwunye Ras Kimono bụ Efe Okedi anwụọla. Ọ nwụrụ n’ụbọchi Sọnde izụụka a. GUKWUO: NDI ỤLỌ NZỤKỌ OMEIWU ETITI EYIGHARIALA MMEPE HA RUO OCTOBER 9 Akụkọ… Read More »NWUNYE RAS KIMONO, EFE ANWỤỌLA
Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari eruola New York maka ọgbakọ mba ụwa nke ịrị asaa na atọ ya bụkwa nke bidoro na abalị ịrị na asatọ… Read More »ONYEISIALA NA NWUNYE YA ERUOLA NEW YORK MAKA ỌGBAKỌ MBA ỤWA
Ndị ụlọ nzụkọ omeiwu etiti eyigharịala mmepe ha bụkwa nke ha yiburu ga-abụ na September 25. Ha kwuru na ha ga-emepezi n’October 9. Ọ bụ… Read More »NDI ỤLỌ NZỤKỌ OMEIWU ETITI EYIGHARIALA MMEPE HA RUO OCTOBER 9
Agụputala ozu mmadụ dị puku nari abuo na ịrị abụọ na anọ n’ọnụ ọgụgụ n’ụgbọ ahụ kpuru na Lake Victoria nke dị na mba Tanzania… Read More »AGỤPỤTALA OZU MMADỤ DỊ PỤKỤ NARI ABỤỌ NA IRI ABỤỌ NA ANỌ N’ỤGBỌ AHỤ KPỤRỤ NA TANZANIA
Onyeisi otu na-ahụ maka egwuregwu n’mba ụwa (FIFA) bụ Gianni Infantino ezigarala Amaju Pinnick ozi ekele maka mmeri o nwetara na ntuliaka emere n’ụbọchị Tọzdee maka… Read More » INFANTINO EZIGARALA PINNICK OZI EKELE MAKA MMERI O NWETARA
N’ihi ntuliaka elụ a ga-eme na steeti Osun echi bụ Satọdee, otu ‘Nigeria Civil Society’ (NCS) agwala pati dị iche iche ka ha gbaara ọgbaghara… Read More »OSUN 2018: NSC AGWALA PATI DỊ ICHE ICHE KA HA HAPU IKWADO ỌGBAGHARA
Dịka ekeresimesi na-abịa nso, ọchịchị etiti na-echa ka ọ ga-esi belata ọnụ ahịa osikapa. Ọ bụ onye minista na-ahụ maka Orụgbo nakwa mmepe ime ime… Read More »EKERESIMESI: ỌCHICHI ETITI CHỌRỌ IBELATA ỌNỤ AHỊA OSIKAPA
Otu nwa akwụkwọ gbara afọ ịrị abụọ na itolu aha ya bụ Philip Chinedu bụkwa onye na-agụ akwụkwọ n’ Nwafor-Orizu College of Education, Nsugbe, akwụọla… Read More »OTU NWA AKWỤKWỌ AKWỤOLA ỤDỌ NA STEETI ANAMBRA
Ọhanaeze Youths agwala otu pati PDP ka ha nye ndị Igbo ọkwa osote onyeisiala na ntụliaka onye ọgaara ha ga-eme n’ịzụụka ọzọ maọbụ chefuo votu… Read More »NYE ANYỊ ỌKWA OSOTE ONYEISIALA MAỌBỤ CHEFUO ITUNYERE ỤNỤ VOTU – ỌHANAEZE ‘YOUTHS’ GWARA PDP
Ndị oji ịsị aghọ mgbọ bụ Boko Haram awakpola obodo atọ na steeti Bornu ma gbuo mmadụ ịsịị. Ha mụnyekwara obodo atọ ndị dị na… Read More »NDI BOKO HARAM AWAKPOLA OBODO ATỌ NA STEETI BORNU MA GBUO MMADỤ ISII