Skip to content

ONYEISIALA NA NWUNYE YA ERUOLA NEW YORK MAKA ỌGBAKỌ MBA ỤWA

Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari eruola New York maka ọgbakọ mba ụwa nke ịrị asaa na atọ ya bụkwa nke bidoro na abalị ịrị na asatọ nke ọnwa a.

GUKWUO: NDI ỤLỌ NZỤKỌ OMEIWU ETITI EYIGHARIALA MMEPE HA RUO OCTOBER 9

Onyeisiala bụkwa onye nwunye ya Aisha so na njem ahụ hapụrụ ịsị ọchịchị ala anyị bụ Abuja n’ịsị ụtụtụ Sọnde ma rụte New York n’ụtụtụ Mọnde.

Isiokwu agbakọ a bụ “Making the United Nations relevant to all People: Global Leadership and Shared Responsibilities for Peaceful, Equitable and Sustainable Societies.”