ỤJỌ UNU ANAGHị ATỤ M – FAYOSE GWARA EFCC
Aka na-achị Ekiti steeti bụ Ayodele Fayose bụkwa onye ọkwa ya dịka gọvanọ steeti ahụ ga-abịa na njedebe n’abalị ịrị na ise nke ọnwa a… Read More »ỤJỌ UNU ANAGHị ATỤ M – FAYOSE GWARA EFCC
News
Aka na-achị Ekiti steeti bụ Ayodele Fayose bụkwa onye ọkwa ya dịka gọvanọ steeti ahụ ga-abịa na njedebe n’abalị ịrị na ise nke ọnwa a… Read More »ỤJỌ UNU ANAGHị ATỤ M – FAYOSE GWARA EFCC
Otu eze ọdịnaala si n’Ọgbaru nke dị na steeti Anambra bụ Eze Emmanuel Onyia agwala ndị gọmentị ka ha nye ndị ọrụ ugbo ide mmịrị… Read More »NYE NDỊ ỌRỤ UGBO IDE MMịRị MEBIRI UGBO HA EGO ITI AKA N’OBI – EZE ONYIA
Ọchịchị etiti n’ekwu na ha na-atụle ịkwụ ndị ọrụ pụkụ naịra ịrị abụọ na anọ. Nke a bụ dịka ha mecharala nzụkọ ha gbasara ụgwọ… Read More »ỤGWỌ ỌNWA ỌHỤRỤ: ỌCHịCHị ETITI NA-ACHỌ ỊKWỤ NDỊ ỌRỤ PỤKỤ NAỊRA ịRị ABỤỌ NA ANỌ
IPOB ekwuola na ha achọghị ima ebe a ga-esi weputa osote onyeisiala na ntuliaka a ga-eme n’afọ 2019, kama ihe ha chọrọ bụ ‘referendum’. Ọ… Read More »ANYị ACHỌGHị ỌKWA OSOTE ONYEISIALA, NYE ANYị ‘REFERENDUM’ – IPOB
Onye chiburu ala anyị n’oge gara aga bụ Olusegun Obasanjo agwala ndị ala anyị ka ha tulee ndị niile n’aputa maka ọkwa onyeisiala na ntuliaka… Read More »NAỊJịRịA CHỌRỌ ONYEISIALA AKỤNAỤBA DORO ANYA – OBASANJO
Nwaamadị mba France na-agbara òtù egwu bọọlụ ‘Atletico Madrid’ bọọlụ bụ Antoine Griezmann ekwuola na Messi, Ronaldo na Modric ewkesighị inweta mmeri na Ballon D’or… Read More »MESSI, RONALDO NA MODRIC EKWESIGHỊ INWETA BALLON D’OR NKE AFỌ A – GRIEZMANN
Onye nlekọka òtù egwu bọọlụ mba Libya bụ Adel Amrouche agbaala arụkwaghị m n’ọrụ dịka ọ fọdụrụ mkpụrụ ụbọchị ole n’ole ka ha zụte ndị… Read More »ONYE NLEKỌTA ÒTÙ EGWU BỌỌLỤ MBA LIBYA AGBALA ARỤKWAGHị M
A bịa n’ala Igbo taa, e nwere ọtụtụ omenala nke ndị nna nna anyị ha hapuru anyị. N’ọtụtụ ebe n’ala Igbo, e nwere ụfọdụ omenala… Read More »KEDỤ OTU OMENALA Ị GA-ACHỌ KA EMELAA N’ALA IGBO?
Onye buburu onyeisiala n’oge gara aga bụ Olusegun Obasanjo ga-akwado Atiku Abubakar bụ onye ji aha pati PDP azọ ọkwa onyeisiala na ntụliaka elu a… Read More »OBASANJO GA-AKWADO ATIKU MAKA ỌKWA ONYEISIALA
APC agwala gọvanọ na-achị steeti Ekiti bụ Ayodele Fayose na ihapu pati ya bụ PDP gbabata n’APC agaghị akwụsi ikpe a ga-ekpe ya. Ọ bụ… Read More »IBATA N’APC AGAGHị AZỌ GI – NABENA GWARA FAYOSE