APC AMABICHIELA OKOROCHA NA PATI HA
Pati APC na steeti Imo amabichiela aka na-achị steeti ahụ bụ Rochas Okorocha na pati ha. N’ozi ha n’ụbọchị Tọzdee, ha boro ya ebubo ma… Read More »APC AMABICHIELA OKOROCHA NA PATI HA
Pati APC na steeti Imo amabichiela aka na-achị steeti ahụ bụ Rochas Okorocha na pati ha. N’ozi ha n’ụbọchị Tọzdee, ha boro ya ebubo ma… Read More »APC AMABICHIELA OKOROCHA NA PATI HA
Uche Nwosu nọrọ n’ụbọchị Tuzdee hapụ pati ya bụ APC ma banye na ‘Democratic Peoples’ Party’ (DPP). Nke a mere n’isi ọchịchị steeti ahụ dị… Read More »UCHE NWOSU AHAPULA APC BANYE NA DPP
Ahmed Gulak bụ onyeisioche òtù pati APC hụrụ maka ntuliaka ime ụlọ nke e mere na steeti Imo bụkwa nke weputara Hope Uzodimma dịka onye… Read More »A JỤRỤ M $2m IME NRỤRỤ AKA NA NTULIAKA IMEỤLỌ NKE APC MERE NA STEETI IMO – AHMED GULAK
Aka na-achị steeti Imo bụ Rochas Okorocha na ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu nakwa ndị nkwado ha na-eme ngagharị iwe ka ọ dị ụgbụ… Read More »ROCHAS NA UCHE NWOSU NA-EME NGAGHARI IWE GBASARA APC
Aka na-achị steeti Imo bụ Rochas Okorocha enwetala mmeri dịka onye ga-anọchite ọgbọnta vootu Imo West n’ụlọ nnọchite anya. Ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu… Read More »OKOROCHA NA UCHE NWOSU EMERIELA NA NTULIAKA ONYE ỌGAARA NKE APC MERE
IMO STATE HOUSE OF ASSEMBLY AKWADO GO OGO NWOKE ROCHAS DIKA OSOTE GOVANO NKE 2019 Soso ofu izu agafe go kemgbe govano ndi Imo State… Read More »IMO STATE HOUSE OF ASSEMBLY AKWADO GO OGO NWOKE ROCHAS DIKA OSOTE GOVANO NKE 2019