Skip to content

UCHE NWOSU AHAPULA APC BANYE NA DPP

Uche Nwosu nọrọ n’ụbọchị Tuzdee hapụ pati ya bụ APC ma banye na ‘Democratic Peoples’ Party’ (DPP). Nke a mere n’isi ọchịchị steeti ahụ dị n’Owerri.

Nwosu na ndị na-arụrụ Okorocha ọrụ nakwa ndị omeiwu nke steeti ahụ banyere na DPP n’ụbọchị Tuzdee. Ha mere nke a n’ihi ka APC sịrị jụ iweputa Uche Nwosu dịka onye ga-eji aha pati ahụ dọo ọkwa gọvanọ na steeti ahụ na ntụliaka a ga-eme n’afọ ọzọ.

Okorocha gwara ndị ntọ akụkọ n’obi ọchịchị steeti ahụ dị n’Owerri na ya ga-agbali ike ya iji mee ka Nwosu nwete mmeri na ntuliaka nke a ga-eme na 2019.

Okorocha gakwara n’ihu kwuo na ya ka bụ onye òtù pati APC. O kwụkwara na ya ga-enye Buhari nkwado.

 

TRANSLATION

Uche Nwosu has dumped the ruling All Progressives Congress, APC for the Democratic Peoples’ party, DPP.

Nwosu alongside Okorocha’s aides and members of the state house of assembly defected on Tuesday. This development is arising from the refusal of the APC to field Nwosu as the party’s Gubernatorial aspirant in the upcoming state governorship elections.

Okorocha, who spoke with journalists at the Government House, Owerri, however, promised to work for the victory of Nwosu as the next governor of the state in 2019.

For me, I am still a member of APC. Buhari still remains my candidate and I will support him.”

SOURCE: POLITICSNGR