Skip to content

IMO STATE HOUSE OF ASSEMBLY AKWADO GO OGO NWOKE ROCHAS DIKA OSOTE GOVANO NKE 2019

IMO STATE HOUSE OF ASSEMBLY AKWADO GO OGO NWOKE ROCHAS DIKA OSOTE GOVANO NKE 2019

Soso ofu izu agafe go kemgbe govano ndi Imo State Rochas Okorocha tinyere nwanne ya nwanyi di ka Commissioner gbasara Happiness na Purpose fulfillment, Mrs Ogechi Ololo ndi Imo state house of Assembly ebidogo ozo ikwado ogo nwoke Rochas bu Mr Uche Nwosu ibu Governor na 2019. Nwosu kita bu chief of staff Okorocha.

Onu na-ekwuchitere ndi omeiwu, Henry Ezediaro, sina Nwosu ruu inata govanoship na aka Rochas maka;

GU KWO: GRAPHIC: UMU ULOAKWUKWO SEKONDIRI ABUO NWURU EBE HA JERE IGWU MMIRI

“his humility and ability to fit into the shoes of the Governor.”

Okwukwa si na otutu ndi otu house of Assembly noru ana kpa ya ofuma tupu ha eru mkebi itinye Nwosu

‘After a meeting of members of the House, we agreed, irrespective of party affiliations to endorse Ugwumba Uche Nwosu as our best choice for the governorship of Imo State in 2019.
We urge him to contest and if he does, we will produce him as governor in 2019. Too many projects are going on in the state now at the same time. The governor may complete some. We need someone who can complete all and that person is Uche Nwosu.”

Ezediaro sina free Education policy Okorocha bidoro di mkpa na onye dika Nwosu ga enwezu ma nogide ya

‘Without Nwosu, the policy may die and that is why we want him to continue from where the Governor will stop. His project has become our project.”

Na azara onu ya, Governor Okorocha sina odi myopic iju onye nwere ike ime ihe ofuma maka na obu ogo ya nwoke.

FOTO YA N’OKPURU:

IMO STATE-UCHE NWOSU-ROCHAS-GOVERNOR2019-ISIMBIDOTV