IGP ENYELA IWU KA ANWỤCHIE NDI UWEOJII GBURU ANITA
Onyeisi ndị uweojii n’ala anyị bụ Ibrahim Idris enyela iwu ka anwụchie ndị uweojii mmadụ anọ bụkwa ndị gbụrụ otu nwaada aha ya bụ Anita… Read More »IGP ENYELA IWU KA ANWỤCHIE NDI UWEOJII GBURU ANITA
Onyeisi ndị uweojii n’ala anyị bụ Ibrahim Idris enyela iwu ka anwụchie ndị uweojii mmadụ anọ bụkwa ndị gbụrụ otu nwaada aha ya bụ Anita… Read More »IGP ENYELA IWU KA ANWỤCHIE NDI UWEOJII GBURU ANITA
Otu eze ọdịnaala si n’Ọgbaru nke dị na steeti Anambra bụ Eze Emmanuel Onyia agwala ndị gọmentị ka ha nye ndị ọrụ ugbo ide mmịrị… Read More »NYE NDỊ ỌRỤ UGBO IDE MMịRị MEBIRI UGBO HA EGO ITI AKA N’OBI – EZE ONYIA
Ide mmịrị bụkwa nke na-enye ụfọdụ ebe nsogbu na steeti Anambra egbuola nwa nọ afọ itolụ aha ya bụ Benedict Uzo, onye Amaiyi, Ọgbaru. Maazi… Read More »IDE MMIRI EGBUOLA NWA NỌ AFỌ ITOLỤ N’ANAMBRA STEETI
Onyeisiala bụ Mohammadu Buhari ekwuola na ya ga-enyere ndị nịịle ide mmịrị metụtara n’ala anyị bụ Naịjịrịa aka. Buhari rịọrọ ndị otu gọmenti dị iche… Read More »ỌCHỊCHỊ ETITI EKWELA NKWA INYERE NDỊ IDE MMIRI NA-ENYE NSOGBỤ AKA
Otu na-ahụ maka gbata gbata n’ala anyị bụ ‘National Emergency Management Agency (NEMA) ekwuola na ide mmịrị n’akpa ike na steeti Anambra, Delta, Kogi nakwa… Read More »IDE MMỊRỊ DỊ N’ANAMBRA, DELTA, KOGI NA NIGER AGHỌLA IHE ỌJỌỌ N’ALA ANYỊ – NEMA