ỤJỌ UNU ANAGHị ATỤ M – FAYOSE GWARA EFCC
Aka na-achị Ekiti steeti bụ Ayodele Fayose bụkwa onye ọkwa ya dịka gọvanọ steeti ahụ ga-abịa na njedebe n’abalị ịrị na ise nke ọnwa a… Read More »ỤJỌ UNU ANAGHị ATỤ M – FAYOSE GWARA EFCC
Aka na-achị Ekiti steeti bụ Ayodele Fayose bụkwa onye ọkwa ya dịka gọvanọ steeti ahụ ga-abịa na njedebe n’abalị ịrị na ise nke ọnwa a… Read More »ỤJỌ UNU ANAGHị ATỤ M – FAYOSE GWARA EFCC
Otu eze ọdịnaala si n’Ọgbaru nke dị na steeti Anambra bụ Eze Emmanuel Onyia agwala ndị gọmentị ka ha nye ndị ọrụ ugbo ide mmịrị… Read More »NYE NDỊ ỌRỤ UGBO IDE MMịRị MEBIRI UGBO HA EGO ITI AKA N’OBI – EZE ONYIA
Ndị na-achị ehi a na-akpọ ‘Herdsmen’ nọrọ n’abalị Wednezdee gbuo mmadụ ịrị na itolụ na steeti Plateau. Ebe ha kpara arụ a bụ n’obodo a… Read More »NDị NA-ACHI EHI EGBUOLA MMADỤ ịRị NA ITOLỤ NA PLATEAU STEETI
E nwere ike inwe ihe mkpọbị ụ́kwụ́ n’ihe gbasara ibusa mmanụ ụgbọala n’ala anyị dịka òtù na-ahụ maka ibụsa mmanụ ụgbọala n’ala anyị bụ NUPENG… Read More »NUPENG ESONYELA NLC NA NFANYEAKA N’Ụ́kWỤ́
Otu na-ahụ maka ndi ọrụ n’ala anyị bụ ‘Nigerian Labour Congress” (NLC) ma abalị ịrị na anọ ha nyere ọchịchị etiti gbasara ụgwọ ọnwa ọhụrụ… Read More »UGWỌ ỌNWA ỌHỤRỤ: NDI ỌRỤ GA-EBIDO ABUBỌNU NA SEPTEMBER 26
Onye Ikpo Ikuku Agbara Ndi EFCC Izu Dika akuko, Musa a juru go mbu naira nari nde na iri abuo na ise(N325m) nke goomenti yere… Read More »Onye Ikpo Ikuku Agbara Ndi EFCC Izu