Ọ BỤRỤ NA M ANWỤỌ TAA, JIDENỤ ỌCHICHI ETITI – ORTOM
Aka na-achị steeti Benue bụ Samuel Ortom ekwuola na ọchịchị etiti na-achọ iwepu ndụ ya. Ọ gara n’ihu kwuo na enwee ihe ọ bụla mere… Read More »Ọ BỤRỤ NA M ANWỤỌ TAA, JIDENỤ ỌCHICHI ETITI – ORTOM
Aka na-achị steeti Benue bụ Samuel Ortom ekwuola na ọchịchị etiti na-achọ iwepu ndụ ya. Ọ gara n’ihu kwuo na enwee ihe ọ bụla mere… Read More »Ọ BỤRỤ NA M ANWỤỌ TAA, JIDENỤ ỌCHICHI ETITI – ORTOM
Ozi òtù “Amnesty International” weputara boro ọchịchị etiti ebubo maka akwụsighị nsogbu dị n’etiti ndị ọrụ ugbo na ndị n’achụ ehi bụkwa nke butere ọnwụ… Read More »ỊGBỤ MMADỤ N’ALA ANYI GA-AGA N’IHỤ MA Ọ BỤRỤ NA BUHARI ENWETA MMERI – ATIKU
Atiku Abubakar, onye buburu osote onyeisiala n’oge gara aga nakwa onye ga-eji aha PDP dọọ ọkwa onyeisiala n’afọ 2019 ekwuola na onyeisiala bụ Muhammadu Buhari… Read More »NDI IGBO AGAGHI EKWE KA BUHARI NA APC GHỌRIA HA MAKA ỌKWA ONYEISIALA NKE AFỌ 2023 – ATIKU
Aka chịbụrụ steeti Ekiti bụ Ayodele Fayose ekwuola na onyeisiala bụ Mohammadu Buhari emela EFCC dịka nkịta òtù pati APC ji ebuso agha. Fayose kwụpụtara… Read More »BUHARI EMELA NDI EFCC, NDI UWEOJII DIKA NKITA EJI EBUSO AGHA—FAYOSE.
Dịka ntuliaka nke afọ 2019 na-abịa nso, ndị ala anyị bụ Naijiria enweela ọtụtụ olileanya dị iche ihe. Otu pati dị iche iche aputala na-achọ… Read More »NTULIAKA NKE AFỌ 2019 NA-OLILEANYA NDI NAIJIRIA
Aka na-achị steeti Akwa Ibom bụ Udom Emmanuel ebola aka chịrbụrụ steeti ahụ n’oge gara aga bụ Godswill Akpabio ebubo maka ibute ọgbaghara bụkwa nke… Read More »Ọ BỤ AKPABIO BUTERE ỌGBAGHARA NỌ N’AKWA IBOM – UDOM
Chuks Abaja bụ otu onye soja ala anyị gbanarịrị agha ahụ ndị òtù Boko Haram busoro ha bụkwa nke bụtere ọnwụ ọtụtụ ndị soja n’okpuru… Read More »ỌTỤTỤ OZU KA NỌ N’IME ỌHIA – CHUKS ABAGA
Uche Nwosu nọrọ n’ụbọchị Tuzdee hapụ pati ya bụ APC ma banye na ‘Democratic Peoples’ Party’ (DPP). Nke a mere n’isi ọchịchị steeti ahụ dị… Read More »UCHE NWOSU AHAPULA APC BANYE NA DPP
Dịka ọchịchị ya nke ugboro abụọ bịarala na njedebe, aka na-achi Osun Steeti bụ Rauf Aregbesola ga-anọ n’ụbọchị taa nyefee ọkwa ọchịchị n’aka Gbeyega Oyetola… Read More »OYETOLA EWERELA ỌCHICHI DIKA GỌVANỌ NA-ACHI OSUN STEETI
Otu onye omeiwu aha ya bụ Ben Murray-Bruce agwala òtù ndị na-ahu maka mpụ, iri ngarị n’ala anyị bụ EFCC na ICPC ka ha nyeghachie… Read More »NYEGHACHIE GANDUJE EGO ONYINYE AHỤ O NYERE UNU, BEN BRUCE GWARA EFCC NA ICPC