Skip to content

Ọ BỤ AKPABIO BUTERE ỌGBAGHARA NỌ N’AKWA IBOM – UDOM

Aka na-achị steeti Akwa Ibom bụ Udom Emmanuel ebola aka chịrbụrụ steeti ahụ n’oge gara aga bụ Godswill Akpabio ebubo maka ibute ọgbaghara bụkwa nke na-aga na steeti ahụ ka ọ dị ụgbụ a.

Udom kwụrụ nke a mgbe o gbochịrị ụfọdụ ndị omeiwe nọ na APC bụkwa ndị chọrọ iwepu ya.

Udom bọrọ Akpabio ebubo maka ịkpa nkata a, ma kwukwa na ndị ọzọ na-akpa nkata a chọrọ itinye ọgbaghara n’ime udo ndị steeti ahụ na-enwe kamgbe ya weere  ọchịchị.

Emmanuel na Akpabio bidoro nwewe nsogbu kamgbe Akpabio hapụrụ PDP banye n’APC n’ọnwa ole n’ole gara aga.

 

TRANSLATION

Udom Emmanuel, governor of Akwa Ibom State, has accused his predecessor, Godswill Akpabio, of being among the mastermind of the crises recently witnessed in the State.

Mr Emmanuel made the accusation after disrupting alleged moves by some lawmakers of the state who belonged to the All Progressive Congress (APC) to impeach him.

Accusing his predecessor of spearheading the plot, the governor said the planners were out to disrupt the peace being enjoyed in the state since he took over.

Messrs Emmanuel and Akpabio fell out politically after the former took over as governor. Akpabio who is now a Senator at the Senate dumped the PDP for the APC months ago.