Skip to content

OYETOLA EWERELA  ỌCHICHI DIKA GỌVANỌ NA-ACHI OSUN STEETI

Dịka ọchịchị ya nke ugboro abụọ bịarala na njedebe,  aka na-achi Osun Steeti bụ Rauf Aregbesola ga-anọ n’ụbọchị taa nyefee ọkwa ọchịchị n’aka Gbeyega Oyetola dịka onye ga-anọchị anya ya.

A ga-eme mmemme inyefe ọkwa ọchịchị n’aka Oyetola taa n’Osogbo Township Stadium. E mechaa nke a, Rauf Aregbesola ga-esite Osunjela lawa obodo ya bụ Ilesa bụkwa nke rụrụ kilomịta ịrị site n’isi ọchịchị steeti ahụ bụ Osogbo.

Ndị nkwado ya rụrụ pụkụ ise ga-ezukọ na Osunjela bụ ebe ha ga-anabata Aregbesola na nwunye ya tupu ha alawa Ilesa.

 

TRANSLATION

After serving two terms of eight years, Osun State Governor Rauf Aregbsola will today be handing over power to his successor, Gbeyoga Oyetola administration is slated to be held at Osogbo Township Stadium, after which the former governor will move to Ilesa via Osunjela, about 10 kilometres from Osogbo, the state capital.

Over 5,000 of his supporters, will converge on Osunjela town to receive Aregbesola and his wife,Sherifat, before they proceed to Ilesa.