Skip to content

NYEGHACHIE GANDUJE EGO ONYINYE AHỤ O NYERE UNU, BEN BRUCE GWARA EFCC NA ICPC

Otu onye omeiwu aha ya bụ Ben Murray-Bruce agwala òtù ndị na-ahu maka mpụ, iri ngarị n’ala anyị bụ EFCC na ICPC ka ha nyeghachie gọvanọ na-achị Kano Steeti bụ Umar Ganduje nde naịra ịrị ahụ o nyere ha ozugbo.

Ihe gbasara gọvanọ a na-afụ anwụrụ ọkụ kamgbe rụrụle ọnwa abụọ bụkwa nke gosiri ihe onyonyo ebe ọ na-anara otu onye ọrụ ngo aka azụ.

Ben Bruce kwuru sị “A na m akpọ ndị EFCC na ICPC ka ha mee ihe di mma site na-inyeghachị Ganduje ego onyinye ahụ o nyere ha. Ihe onyinye a bụ mkparị. Ma ọ bụrụ na ha enyeghachighị ya ego ahụ, a ga-ewere ego ahu kpọọ ndị ga-ekpe ya ikpe”

 

TRANSLATION

Senator Ben Bruce has urged Nigeria’s anti-graft agencies, the EFCC and ICPC to urgently refund the N10m donated to them by the embattled Kano State governor, Umar Ganduje.

The governor has been in the news lately following the release of several videos that allegedly shows him receiving bribe in dollars from a contractor.

According to Ben Bruce,

‘I call on the EFCC and the ICPC to do the honorable thing and return Ganduje’s ‘donation’ to him. That donation is an insult. In fact, if the money is not returned to him, it should be used to hire a private prosecutor to try him’.