Onye Ikpo Ikuku Agbara Ndi EFCC Izu
Onye Ikpo Ikuku Agbara Ndi EFCC Izu Dika akuko, Musa a juru go mbu naira nari nde na iri abuo na ise(N325m) nke goomenti yere… Read More »Onye Ikpo Ikuku Agbara Ndi EFCC Izu
News
Onye Ikpo Ikuku Agbara Ndi EFCC Izu Dika akuko, Musa a juru go mbu naira nari nde na iri abuo na ise(N325m) nke goomenti yere… Read More »Onye Ikpo Ikuku Agbara Ndi EFCC Izu
aOkwu mmalite na enweghi ntukwasiobi na mmekorita nwoke na nwanyi TRANS: INTRODUCTION TO LACK OF TRUST IN RELATIONSHIP ezi ngosi anyi bu Abigial na ezi… Read More »OKWU MMALITE NA ENWEGHI NTUKWASIOBI NA MMEKORITA NWOKE NA NWANYI
Onye agha ịyi egwu egbuona mmadụ asatọ na New York O peka mpe, mmadụ asatọ anwụọna, ebe ịhe karịrị mmadụ iri na abụọ merụrụ ahụ… Read More »Onye agha ịyi egwu egbuona mmadụ asatọ na New York
Otu a kpọrọ “Rotary Club International”, mpaghara nke 9142, nọrọ n’ụbọchị Tọọzdee wee bute ma nye ụlọ ọba akwụkwọ steeti Anambra onyinye akwụkwọ ọgụgụ dị iche iche. Nke ahụ bụ nnọọ otu n’ime mbọ ha na-agba iji wee kwalite omenala ịgụ akwụkwọ nyegara ezi ụmụafọ ala anyị.
Otu a kpọrọ ‘Ụmụada Igbo’, bụ otu jikọtara ụmụada Igbo niile ma ndi bi n’ala Naịjiria na mba ofesi akpọkuona ndi nne na nna na ụmụafọ Igbo niile maka ịkwalite asụsụ, njirimara na omenala Igbo, bụ nke na-anwụzị anwụ ugbu a.
Ọ bụ nnọọ ụwa bịa kirie, dịka ụmụafọ, ndi enyi, ndị nwadiala, ikwu na ibe nakwa ndị agbataobi obodo Adazi-Nnukwu nuputara n’igwe ma sonye na mmemme iri ji ọhụụ nke ya bụ obodo, nke ahọ 2017.
Osote onye isi ala bụ Yemi Osinbajo, ekuola n’Ọ ka mma ịkwado ọrụ ubi n’ime obodo karịa ịtụbata ngwa ahịa nke agaghị enye aka na mgbanwe ego.
Aka na-achị steeti ahụ bụ gọvanọ Willie Obianọ kwuputara nke ahụ n’ofufe nru pụrụ iche, nke weere ọnọdụ ụbọchị ụka gara aga n’ụlọ ụka St. Andrews (Katọlik) nke Adazi Nnukwu, dị n’okpuru ọchịchị Anaọcha.
NDỊ IGBO BI NA REGINA, KANADA, EMENA MMEMME “UBOCHỊ NDỊ IGBO” NKE AFỌ 2017 Ụmụ afọ ala Igbo ndi bi na Regina, isi obodo prọvịnsụ… Read More »NDỊ IGBO BI NA REGINA, KANADA, EMENA MMEMME “UBOCHỊ NDỊ IGBO” NKE AFỌ 2017
Dịka a sị na chi na-efo, ihe ọhụụ ana-apụtawanye; ozi na-erute anyị ntị na-akọwa na òké (rat) awakpona ụlọ ọrụ onye isi ala anyị bụ Muhammad Buharị ma mebisiekwa ọtụtụ ihe ebe ahụ.