#IheN’emeN’Obodo: Ka a ga-esi nwe Ezigbo Nchekwa na Gburugburu Ụlọakwụkwọ
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ dị iche iche a ga-esi nwe ezigbo nchekwa n’ụlọakwụkwọ ụmụaka.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ dị iche iche a ga-esi nwe ezigbo nchekwa n’ụlọakwụkwọ ụmụaka.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ mkpa ọ dị inwe ezigbo nchekwa n’ụlọakwụkwọ ụmụaka.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ dị iche iche a ga-esi nwe ezigbo nchekwa na gburugburu ụlọakwụkwọ ụmụakwukwọ.
Nchekwa bụ otu ihe di oke mkpa na ndu mmadu, ọkachasi na gburugburu ụlọakwụkwọ ụmụaka. Kedụ ka a ga-esi nweta nchekwa zụrụ oke na gburugburu… Read More »#IheN’emeN’Obodo: Nchekwa na gburugburu Ụlọakwụkwọ ụmụaka
Ọtụtụ ụmụaka atufuola ndu ha n’otu ụlọelu dara na Itafaji, Lagos Island nke nọ na Legọs. Ụlọelu a bụ nke dara n’ụtụtụ taa. Ụlọelu a… Read More »ỌTỤTỤ ỤMỤ AKWỤKWỌ ATUFUOLA NDU HA N’ỤLỌELU DARA NA LEGỌS
Otu ụlọikpe nọ na steeti Osun nọrọ n’ụbọchị Mọnde tụọ otu onye nkụzi nke Mahadum Obafemi Awolowo bụ Richard Akindele mkpọrọ afọ abụọ maka ịchọ… Read More »ỤLỌIKPE ATỤỌLA OTU ONYE NKUZI MAHADUM MKPỌRỌ AFỌ ABỤO
Òtù jịkọrọ ndị nkuzi Polytechnics n’ala anyị bụ “Academic Staff Union of Polytechnics (ASUP) nọrọ taa kwuo n’enweghị ihe ọ bụla ga-akwusi mfanyeaka n’ụkwụ nke… Read More »E NWEGHI IHE GA-AKWUSI MFANYEAKA N’ỤKWỤ NKE DECEMBER 12 – ASUP
Òtù jịkọrọ ndị nkụzi mahadum n’ala anyị bụ ASUU akọwala pati APC dịka ndị n’amaghị ebe ha n’aga ma kwụkwa na onyeisioche pati ahụ n’oge… Read More »APC BỤ PATI N’AMAGHI EBE HA N’AGA – ASUU