Skip to content

ỤLỌIKPE ATỤỌLA OTU ONYE NKUZI MAHADUM MKPỌRỌ AFỌ ABỤO

Otu ụlọikpe nọ na steeti Osun nọrọ n’ụbọchị Mọnde tụọ otu onye nkụzi nke Mahadum Obafemi Awolowo bụ Richard Akindele mkpọrọ afọ abụọ maka ịchọ mmekọrita nwoke na nwaanyị tupu ya enye nwa akwụkwọ akara.

Onye ọkaikpe bụ Ọkaikpe Maureen Onyekenu nyere iwụ a dịka Akindele kwetara n’ikpe mara ya.

Onye ọkaikpe a n’ekpe ya ikpe kwuru ka onye nkuzi a nọrọ n’ụlọ mkpọrọ nke dị n’Ilesa n’ihi ka ihe o mere ha.

 

TRANSLATION

A Federal High Court in Osun on Monday sentenced a former Obafemi Awolowo University (OAU) lecturer, Richard Akindele, to two years in prison for demanding sex for marks from a student, Monica Osagie.

Justice Maureen Onyekenu gave the order after Akindele changed his plea from not guilty to guilty.

The trial judge ordered that the lecturer serve his sentence in Ilesa prison due to the magnitude of the offence he committed.