Skip to content

E NWEGHI IHE GA-AKWUSI MFANYEAKA N’ỤKWỤ NKE DECEMBER 12 – ASUP

Òtù jịkọrọ ndị nkuzi Polytechnics n’ala anyị bụ “Academic Staff Union of Polytechnics (ASUP) nọrọ taa kwuo n’enweghị ihe ọ bụla ga-akwusi mfanyeaka n’ụkwụ nke ga-ebido n’ụbọchị echi bụ Wenezdee, abalị ịrị na abụọ nke ọnwa a. Mfanyeaka n’ụkwụ a ga-emetuta ụlọakwụkwọ Polythecnics niile nọ n’ala anyị.

Ọ bụ onyeisi òtù a n’ala anyị bụ Maazị Usman Dutse kwuru nke a mgbe NAN gbara ya ajụjụ ọnụ na Legọs.

Dutse  kwuru na mfanyeaka n’ụkwụ a dị mkpa n’ihi nnụpụ isi nke ọchịchị etiti imejuputa nkwa ha kwere ha n’afọ 2009 nakwa n’afọ 2017.

 

TRANSLATION

The Academic Staff Union of Polytechnics (ASUP) on Tuesday said there was no going back on its planned indefinite strike beginning on Dec. 12 in all the nation’s polytechnics.

Mr Usman Dutse, the National President of the union made the declaration in an interview with the News Agency of Nigeria (NAN) in Lagos.

Dutse said that the strike became necessary following the failure of the Federal Government to implement the 2009 and 2017 agreements reached with the union.

SOURCE: SUN