Skip to content

APC BỤ PATI N’AMAGHI EBE HA N’AGA – ASUU

Òtù jịkọrọ ndị nkụzi mahadum n’ala anyị bụ ASUU akọwala pati APC dịka ndị n’amaghị ebe ha n’aga ma kwụkwa na onyeisioche pati ahụ n’oge gara aga bụ Chief Bisi Akande bụ nnanna nke ọchịchị n’akwadoghị nke ọma.

Nke a bụ n’ihi ebubo o boro ndị nkụzi mahadum bụkwa ndị nke n’afanye aka n’ụkwụ maka ịzụputa ụmụakwụkwọ n’amaghị ebe ha n’aga nakwa ndị nke n’enweghị ike iwenwụlị n’ọrụ.

GUKWUO: NYEGHACHIE GANDUJE EGO ONYINYE AHỤ O NYERE UNU, BEN BRUCE GWARA EFCC NA ICPC

Chief Akande katọrọ mfanyeaka n’ụkwụ nke ndị ASUU n’Oke Ila bụkwa ebe ọ gara ịgbape otu ụlọ akwụkwọ nọ ebe ahụ.

Mgbe ọ na-etinye ọnụ n’ihe a, onyeisioche òtù ASUU na mahadum Ibadan bụ Maazị Deji Omole  kwụrụ na ọ bụ ihe ihere na Chief Akande bụkwa onye jibụrụ ọkwa n’ala anyị ka a na-akpọ onye okenye ala anyị.

 

TRANSLATION

The Academic Staff Union of Universities (ASUU) has described the All Progressives Congress (APC) as a party of vagabonds, adding that the former national chairman of APC, Chief Bisi Akande is the grandfather of half-baked government. This is Akande accused the striking lecturers of producing vagabonds and unemployable graduates.

Chief Bisi Akande had condemned the strike embarked upon by ASUU in Oke Ila Orangun where he went to commission one storey classroom donated to Abolarin college recently.

While reacting, the ASUU chairman, University of Ibadan, Dr. Deji Omole, said it was shameful that Chief Bisi Akande by age and previous offices held in the country before now is qualified to be called an elder statesman.