APC BỤ PATI N’AMAGHI EBE HA N’AGA – ASUU
Òtù jịkọrọ ndị nkụzi mahadum n’ala anyị bụ ASUU akọwala pati APC dịka ndị n’amaghị ebe ha n’aga ma kwụkwa na onyeisioche pati ahụ n’oge… Read More »APC BỤ PATI N’AMAGHI EBE HA N’AGA – ASUU
Òtù jịkọrọ ndị nkụzi mahadum n’ala anyị bụ ASUU akọwala pati APC dịka ndị n’amaghị ebe ha n’aga ma kwụkwa na onyeisioche pati ahụ n’oge… Read More »APC BỤ PATI N’AMAGHI EBE HA N’AGA – ASUU
Òtù jịkọrọ ndị nkụzi Mahadum n’ala anyị bụ ‘Academic Staff Union of Universities’ (ASUU) ebidola nfanyeaka n’ụkwụ n’ịhị na ọchịchị etiti emejuputaghị ihe ndị ha… Read More »ASUU EBIDOLA NFANYEAKA N’ỤKWỤ
Ụlọikpe akwụsila òtù na-ahụ maka ndị ọrụ n’ala anyị bụ ‘Nigeria Labour Congress’ (NLC) ibido nfanyeaka n’ụkwụ bụkwa nke ha chọrọ ibido n’abalị ịsịị nke… Read More »ỤLỌIKPE AKWỤSILA NLC IBIDO NFANYEAKA N’ỤKWỤ ỌZỌ
Otu jikọrọ ndị ọrụ n’ala anyị bụ ‘Nigerian Labour Congress’ (NLC) ebidola nfanye aka n’ụkwụ taa. Nke a bụ iji mee ka ọchịchị etiti mejupụta… Read More »NLC EBIDOLA NFANYEAKA N’UKWU TÁÀ
Otu jikọrọ ndị ọrụ n’ala anƴị bụ ‘Nigerian Labour Congress (NLC) ekwuola na ha ga-ebido abụbọnụ n’ụbọchị Tọzde nke ịzụụka a. Nke a bụ n’ihi… Read More »NLC GA-EBIDO ABỤBỌNỤ N’ỤBỌCHI TỌZDE