APC AMABICHIELA OKOROCHA NA PATI HA
Pati APC na steeti Imo amabichiela aka na-achị steeti ahụ bụ Rochas Okorocha na pati ha. N’ozi ha n’ụbọchị Tọzdee, ha boro ya ebubo ma… Read More »APC AMABICHIELA OKOROCHA NA PATI HA
Pati APC na steeti Imo amabichiela aka na-achị steeti ahụ bụ Rochas Okorocha na pati ha. N’ozi ha n’ụbọchị Tọzdee, ha boro ya ebubo ma… Read More »APC AMABICHIELA OKOROCHA NA PATI HA
Aka na-achị steeti Imo bụ Rochas Okorocha agwala onyeisioche òtù pati APC n’ala anyị bụ Adams Oshiomhole ka ọmụta ka esi ekwu okwu bụkwa nke… Read More »OKOROCHA GWARA OSHIOMHOLE: MATA KA ESI EKWU OKWU
Òtù pati APC n’ala anyị ebidola ikwe ndị ala nkwa dịka ntuliaka nke afọ 2019 na-abịa nso. Ụgbụ a, ha na-ekwu okwu maka agba nke… Read More »APC NA AGBA NKE ỌZỌ HA
Nsogbu na-aga n’ime APC ụgbụ a na-echere ya aka mgba dị egwu, ọ bụladị ka ntuliaka elu nke afọ 2019 na-abịa nso. Ọtụtụ ndị nọ… Read More »#IheN’emeN’Obodo: APC NA NSOGBU CHEERE YA AKA MGBA
Aka na-achị steeti Imo bụ Rochas Okorocha na ọgọ ya nwoke bụ Uche Nwosu nakwa ndị nkwado ha na-eme ngagharị iwe ka ọ dị ụgbụ… Read More »ROCHAS NA UCHE NWOSU NA-EME NGAGHARI IWE GBASARA APC
Ọtụtụ ndị mmadụ ọkachasị ụmụ nwanyị na ndị ntorọbịa nọrọ n’ụbọchị Mọnde mee ngagharị iwe na steeti Imo gbasara ka Oshiomhole si mee ntuliaka ime… Read More »ỤMỤ NWANYị, NDị NTORỌBịA EMELA NGAGHARị IWE NA STEETI IMO GBASARA OSHIOMHOLE
Ndị gọvanọ nọ na òtù patị APC ga-ezụkọ n’Abuja n’ụbọchị Tuzdee maka iwepu onyeisioche pati ahụ n’ala anyị bụ Adams Oshiomhole. Ndị gọvanọ ndị a… Read More »NDI GỌVANỌ NỌ N’APC GA-EZUKO N’ABUJA ECHI MAKA IWEPU OSHIOMHOLE