Anambra State
THERESA ONUORAH (EGEDEGE 1 OF AFRICA)
Kirie ihe onyonyo a ka i hụ ka Theresa Onuorah si tie egwu na mmemme ọdịnala nke ndị steeti Anambra mere na Legọs.
Lee ndụmọdụ ndị mmadụ na-enye ndị nne na nna maka asụsụ Igbo
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ndụmọdụ ndị mmadụ na-enye ndị nne na nna maka ịkụzịrị ụmụ ha asụsụ Igbo.
Ndị gọvanọ sị ọwụwa anyanwụ amachiela iji ụkwụ achịbata ehi
Ndị gọvanọ si ọwụwa anyanwụ ala anyị (ala Igbo) amachiela ndị na-achị ehi iji ụkwụ ma site n’ime ọhịa achịbata ehi n’ala Igbo. Ndị gọvanọ… Read More »Ndị gọvanọ sị ọwụwa anyanwụ amachiela iji ụkwụ achịbata ehi
NDI IGBO AGAGHI EKWE KA BUHARI NA APC GHỌRIA HA MAKA ỌKWA ONYEISIALA NKE AFỌ 2023 – ATIKU
Atiku Abubakar, onye buburu osote onyeisiala n’oge gara aga nakwa onye ga-eji aha PDP dọọ ọkwa onyeisiala n’afọ 2019 ekwuola na onyeisiala bụ Muhammadu Buhari… Read More »NDI IGBO AGAGHI EKWE KA BUHARI NA APC GHỌRIA HA MAKA ỌKWA ONYEISIALA NKE AFỌ 2023 – ATIKU
EWEPULA ONYE NA-EKWUCHITERE ỤLỌ NZỤKỌ OMEIWU NKE STEETI ANAMBRA
Onye na-ekwuchitere ụlọ nzụkọ omeiwu nke steeti Anambra ọnụ bụ Rita Maduagwu ka a nọrọ n’ụbọchị taa wepụ dịka onye na-ekwuchitere ụlọ omeiwu ahụ ọnụ.… Read More »EWEPULA ONYE NA-EKWUCHITERE ỤLỌ NZỤKỌ OMEIWU NKE STEETI ANAMBRA
NDI UWEOJII ANWỤCHIELA NWOKE AHỤ GBỤRỤ CHIGOZIE
Ndị uweojii no na steeti Anambra anwụchiela nwoke ahụ gbụrụ Chigozie Emmanuel Aghaji bụ onye na-erere ya mmanụ ụgbọala na Okpuno Nnewichi, Nnewi. Ọ bụ… Read More »NDI UWEOJII ANWỤCHIELA NWOKE AHỤ GBỤRỤ CHIGOZIE
NYE NDỊ ỌRỤ UGBO IDE MMịRị MEBIRI UGBO HA EGO ITI AKA N’OBI – EZE ONYIA
Otu eze ọdịnaala si n’Ọgbaru nke dị na steeti Anambra bụ Eze Emmanuel Onyia agwala ndị gọmentị ka ha nye ndị ọrụ ugbo ide mmịrị… Read More »NYE NDỊ ỌRỤ UGBO IDE MMịRị MEBIRI UGBO HA EGO ITI AKA N’OBI – EZE ONYIA
UKACHUKWU EMERIELA BIANCA OJUKWU NA NTULUAKA ONYE ỌGAARA NKE APGA MERE
Prince Nicholas Ukachukwu bụ onye si n’okpuru ọchịchị Nnewi ka a nọrọ n’abalị Wednezde weputa dịka onye nwetara mmeri na ntuliaka onye ọgaara bụkwa nke… Read More »UKACHUKWU EMERIELA BIANCA OJUKWU NA NTULUAKA ONYE ỌGAARA NKE APGA MERE