Skip to content

UKACHUKWU EMERIELA BIANCA OJUKWU NA NTULUAKA ONYE ỌGAARA NKE APGA MERE

Prince Nicholas Ukachukwu bụ onye si n’okpuru ọchịchị Nnewi ka a nọrọ n’abalị Wednezde weputa dịka onye nwetara mmeri na ntuliaka  onye ọgaara bụkwa nke òtù pati ‘All Progressives Grand Alliance’ (APGA) mere maka onye ga-anọcha anya ọgbọ nta vootu Anambra South.

Ukachukwu meriri nwunye Ikemba Nnewi larala mụọ bụ Bianca Ojukwu na Dọkinta Anselem Enyimba.