FAYOSE NWERE IKE IHAPỤ PDP
Aka na-achị Ekiti steeti bụ Ayodele Fayose ekwuola na ya nwere ike Ịhapụ PDP. N’ozi ya n’ụbọchị Mọnde, Fayose kwuru na owuteghị ya na ya… Read More »FAYOSE NWERE IKE IHAPỤ PDP
Aka na-achị Ekiti steeti bụ Ayodele Fayose ekwuola na ya nwere ike Ịhapụ PDP. N’ozi ya n’ụbọchị Mọnde, Fayose kwuru na owuteghị ya na ya… Read More »FAYOSE NWERE IKE IHAPỤ PDP
Kamgbe òtù pati PDP họputara Atiku Abubakar dịka onye ga-eji aha pati ahụ dọọ ọkwa onyeisiala n’afọ 2019, ndị mmadụ ebidola n’eweputa posta ebe niile… Read More »KEDỤ IHE BỤ UCHE GI NA POSTA A?
Dịka ohere òtù na-ahụ maka ime ntuliaka elu n’ala anyị bụ ‘Independent National Electoral Commission’ (INEC) nyere pati dị iche iche ime ntụliaka onye ọgaara… Read More »AHA NDị GA-EJI ÒTÙ PATI Dị ICHE ICHE DỌỌ ỌKWA ONYEISIALA NA NTỤLIAKA ELU NKE AFỌ 2019
Prince Nicholas Ukachukwu bụ onye si n’okpuru ọchịchị Nnewi ka a nọrọ n’abalị Wednezde weputa dịka onye nwetara mmeri na ntuliaka onye ọgaara bụkwa nke… Read More »UKACHUKWU EMERIELA BIANCA OJUKWU NA NTULUAKA ONYE ỌGAARA NKE APGA MERE
N’ikpeazụ, aka na-achị steeti Legọs bụ Akinwunmi Ambode ezigarala Sanwo-Olu ozi okele maka mmeri ya na ntuliaka onye ọgaara emere na steeti ahụ n’ụbọchị Tụzdee.… Read More »AMBODE EZIGARALA SANWO-OLU OZI EKELE MA KWE NKWA IKWADO YA NA NTULIAKA A GA-EME N’AFỌ ỌZỌ