Akuko Ala Anyi
Local News
Ndị gọvanọ sị ọwụwa anyanwụ amachiela iji ụkwụ achịbata ehi
Ndị gọvanọ si ọwụwa anyanwụ ala anyị (ala Igbo) amachiela ndị na-achị ehi iji ụkwụ ma site n’ime ọhịa achịbata ehi n’ala Igbo. Ndị gọvanọ… Read More »Ndị gọvanọ sị ọwụwa anyanwụ amachiela iji ụkwụ achịbata ehi
Ihe karịrị mmadụ iri atọ anwụọla dịka tanka gbawara na Benue
Njinji jiri n’ụbọchị Mọnde izu ụka a dịka ọtụtụ ndị mmadụ tufuru ndụ ha dịka ụgbọala na-ebu mmanụ dara ma gbawa n’Ahumber nke dị… Read More »Ihe karịrị mmadụ iri atọ anwụọla dịka tanka gbawara na Benue
Ife ala nna anyị adịghị mkpa maka ịzọ ọkwa gọvanọ – Ụlọikpe
Otu ụlọikpe ụkwụ nọ n’Abụja ekwuola na ụmụ akwukwọ gucharala mahadum ndị na-esoghị fee ala nna anyị nwere ike ịzọ ọkwa gọvanọ. Ọkaikpe M. A.… Read More »Ife ala nna anyị adịghị mkpa maka ịzọ ọkwa gọvanọ – Ụlọikpe
CAN ekelela Onyeisiala na Mmeri o nwetara
Òtù jịkọrọ ndị ụka Kraist n’ala anyị bụ Christian Association of Nigeria (CAN) ekelela onyeisiala bụ Muhammadụ Buhari na mmeri o nwetara na ntuliaka e… Read More »CAN ekelela Onyeisiala na Mmeri o nwetara
Onyeisiala abịanyela aka n’akwụkwọ maka ụgwọ ọnwa opekata mpe ọhụrụ
Onyeisiala bụ Muhammadu Buhari nọrọ taa mee ka ọ bụrụ iwu site n’ịbịanye aka n’akwụkwọ maka ụgwọ ọnwa opekata mpe ọhụrụ bụ pụkụ naịra iri atọ bụkwa… Read More »Onyeisiala abịanyela aka n’akwụkwọ maka ụgwọ ọnwa opekata mpe ọhụrụ
Ụlọikpe ụkwụ nọ n’Abuja enyela iwu ka anwụchie Nnamdi Kanu
Otu ụlọikpe ụkwụ nọ n’Abuja enyela iwu ka anwụchie Maazị Nnamdi Kanu bụ onye bụ onyeisi òtù Indigenous People of Biafra (IPOB). Ọ bụ n’ụbọchị… Read More »Ụlọikpe ụkwụ nọ n’Abuja enyela iwu ka anwụchie Nnamdi Kanu
Ntuliaka E mere na Steeti Enugwu bụ Ọkaibe, ka INEC kwuru
Òtù na-ahụ maka ntuliaka elu n’ala anyị bụ Independent National Electoral Commission (INEC) etoola steeti Enugwu maka ntuliaka gara nke ọma na steeti ahụ. INEC… Read More »Ntuliaka E mere na Steeti Enugwu bụ Ọkaibe, ka INEC kwuru
ỌTỤTỤ ỤMỤ AKWỤKWỌ ATUFUOLA NDU HA N’ỤLỌELU DARA NA LEGỌS
Ọtụtụ ụmụaka atufuola ndu ha n’otu ụlọelu dara na Itafaji, Lagos Island nke nọ na Legọs. Ụlọelu a bụ nke dara n’ụtụtụ taa. Ụlọelu a… Read More »ỌTỤTỤ ỤMỤ AKWỤKWỌ ATUFUOLA NDU HA N’ỤLỌELU DARA NA LEGỌS