Skip to content

Onyeisiala abịanyela aka n’akwụkwọ maka ụgwọ ọnwa opekata mpe ọhụrụ

Onyeisiala bụ Muhammadu Buhari nọrọ taa mee ka ọ bụrụ iwu site n’ịbịanye aka n’akwụkwọ maka ụgwọ ọnwa opekata mpe ọhụrụ bụ pụkụ naịra iri atọ bụkwa nke òtù jịkọrọ ndị ọrụ n’ala anyị kwadoro.

Mgbe onyeisiala na-abịanye aka n’akwụkwọ, o kwuru na a ga ebido kwụwa ụgwọ ọnwa ọhụrụ a site n’ọnwa May nke afọ a.

Onyeisiala kwuru na ọ bụ iji mee ncheta ndị ọrụ ala anyị nke afọ a.

 

TRANSLATION

President Muhammadu Buhari has finally signed the N30,000 national minimum wage proposed by organized labour into law.

The president signed the bill on Thursday, March 28.

Buhari while singing the bill, declared that payment of the new minimum wage will commence in the month of May.

This, according to the president, is to mark the international workers day.