#IheN’emeN’Obodo: Ụmụakwụkwọ na Nchekwa
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ dị iche iche a ga-esi nwe ezigbo nchekwa na gburugburu ụlọakwụkwọ ụmụakwukwọ.
Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ụzọ dị iche iche a ga-esi nwe ezigbo nchekwa na gburugburu ụlọakwụkwọ ụmụakwukwọ.
Òtù jịkọrọ ndị nkuzi Polytechnics n’ala anyị bụ “Academic Staff Union of Polytechnics (ASUP) nọrọ taa kwuo n’enweghị ihe ọ bụla ga-akwusi mfanyeaka n’ụkwụ nke… Read More »E NWEGHI IHE GA-AKWUSI MFANYEAKA N’ỤKWỤ NKE DECEMBER 12 – ASUP
Nfanyeaka n’ụkwụ nke ọ̀tù jikọrọ ndị nkụzị Mahadum bụ ASUU nwere ọtụtụ ọghọm n’ebe ụmụakwụkwọ mahadum nọ. Ọ bụghị naanị ụmụakwụkwọ ka ọ na-emetuta, kama… Read More »ỌGHỌM DI NA NFANYEAKA N’ỤKWỤ NKE ASUU N’EBE ỤMỤAKWỤKWỌ NỌ
Òtù nzụzo bụ òtù jọgbụrụ onwe ya bụkwa nke ọtụtụ ndị n’abanye ọbụladị ụmụaka. Ọtutụ ihe n’ebute ha ji abanye òtù nzuzo. Ụmụaka n’abanye òtù… Read More »IHE MERE ỤMỤAKA JI ABANYE ÒTÙ NZỤZO